tübà
tụbà
Word | tụbà |
Definitions | Active verb 1.throw in |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ chọ ịtụba ihe ọzọ na mmiri a.
Ọ chọ ịtụba ihe ọzọ na mmiri a.
He wants to throw something else into this water.
Gịnị mere ị ji atụba ihe n'ime ebe ahụ.
Gịnị mere ị ji atụba ihe n'ime ebe ahụ.
Why are you throwing something into that place?
Gịni ̣ka ị tụbara na mmiri ahụ?
Gịni ̣ka ị tụbara na mmiri ahụ?
What did you throw inside that water?
Tụbaa ego a n'osimmiri.
Tụbaa ego a n'osimmiri.
Throw this money into the ocean.
A tụbara Daniel n'olulu ọdụm.
A tụbara Daniel n'olulu ọdụm.
Daniel was thrown into the lion's den.
Ha ga-atụba akpa gị n'azụ ụgbọala.
Ha ga-atụba akpa gị n'azụ ụgbọala.
They will throw your bag in the back of the car.
Ọ na-atụba ihe na mmiri ahụ mgbe ọbụla.
Ọ na-atụba ihe na mmiri ahụ mgbe ọbụla.
They throw things into that water all the time.
Ha na-atụba okwute na mmiri oge m hụrụ ha.
Ha na-atụba okwute na mmiri oge m hụrụ ha.
They were throwing stones in the water when I saw them.
Ha chọrọ ịtụba ya n'ụlọ mkpọrọ.
Ha chọrọ ịtụba ya n'ụlọ mkpọrọ.
They want to throw him inside the prison.
gbö
gbọ
Word | gbọ |
Definitions | Active verb 襲 1.vomit; throw up |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye na-agbọ n'ezi?
Onye na-agbọ n'ezi?
Who is throwing up outside?
Anụrụ m oge nkịta na-agbọ odum na-agbọ n'ọzara.
Anụrụ m oge nkịta na-agbọ odum na-agbọ n'ọzara.
I heard when the dog was barking at the lion that was roaring in the wilderness.
Ọ gbọrọ ihe niile o riri.
Ọ gbọrọ ihe niile o riri.
He vomited everything he ate.
I ga-agbọ ihe ma ịhụ nwoke a.
I ga-agbọ ihe ma ịhụ nwoke a.
You will vomit something when you see this man.
tüsà
tụsà
Word | tụsà |
Definitions | Active verb 1.drop or throw something in such a way that it spreads e.g. grains, fabric; strew |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ha tụsara akwa n'ala, dina n'elu ya.
Ha tụsara akwa n'ala, dina n'elu ya.
They lay a cloth on the ground and lay on it.
bádà
badà
Word | badà |
Definitions | Active verb 貝員 1.grab and throw somebody down |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.
Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.
The policeman grabbed the thief to the ground when he wanted to run.
Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.
Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.
The wrestler wanted to bring the other person down immediately he came into the ring.
Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.
Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.
Carry him by the legs and throw him to the ground.
Nkịta ya na-abada mmadụ.
Nkịta ya na-abada mmadụ.
His dog throws people down.
Onye badara ibe ya?
Onye badara ibe ya?
Who throw the other?
Achọghị m ịbada ya.
Achọghị m ịbada ya.
I do not want to throw him down.
Ugo ga-abada gị.
Ugo ga-abada gị.
Ugo will through you down.
Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.
Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.
He will throw you down if you leave him.
tüpųtá
tụpụ̀ta
Word | tụpụ̀ta |
Definitions | Active verb 1.throw out 2.rise to surface (as corpse in water) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmiri tụpụtara ya n'ikpere mmiri.
Mmiri tụpụtara ya n'ikpere mmiri.
Water threw him/her to the river bank.
Onye ga-atụpụta akpa ahụ ma anyị ruo?
Onye ga-atụpụta akpa ahụ ma anyị ruo?
Who is going to throw out the bag when we get there?
Di ya tụpụtara ihe niile ha ji biri n'iro.
Di ya tụpụtara ihe niile ha ji biri n'iro.
Her husband threw out all their properties outside.
Onye na-atụpụta ahịhịa a ebea?
Onye na-atụpụta ahịhịa a ebea?
Who is throwing this waste out here?
Ha chọrọ ịtụpụta ya.
Ha chọrọ ịtụpụta ya.
They want to throw him out.
Mmiri tụpụtara ya n'ikpere mmiri.
Mmiri tụpụtara ya n'ikpere mmiri.
Water threw him/her to the river bank.
I jeruo, tụpụta ya.
I jeruo, tụpụta ya.
When you get there, throw it out.
tüdà
tụdà
Word | tụdà |
Definitions | Active verb 1.throw down |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụ Chike na-atụda akwụkwọ ahụ oge ọbụla.
Ọ bụ Chike na-atụda akwụkwọ ahụ oge ọbụla.
It is Chike that throws down that book all the time.
Gịnị mere ị ji atụda akpa ahụ?
Gịnị mere ị ji atụda akpa ahụ?
Why are you throwing down that bag?
Ọ tụdara ego ahụ m nyere ya.
Ọ tụdara ego ahụ m nyere ya.
He threw down that money I gave him.
Onye ga-atụda ụdọ?
Onye ga-atụda ụdọ?
Who is going to throw down the rope?
Onye tụdara afere m n'ala?
Onye tụdara afere m n'ala?
Who threw my plate on the floor?
Achọghị ịtụda ya.
Achọghị ịtụda ya.
I don't want to throw it down.
Buru ụzọ tụdaa nke a.
Buru ụzọ tụdaa nke a.
First throw down this one.
Tụdaa akpa a n'ala.
Tụdaa akpa a n'ala.
Throw down this bag.
Ha si na ụgbọelu na-atụda ogbuniigwe
Ha si na ụgbọelu na-atụda ogbuniigwe
They are throwing the bombs down from the aircraft
Di m enweghị ike ịtụda m n'ala.
Di m enweghị ike ịtụda m n'ala.
My husband cannot throw me down.
tüfù
tụfù
Word | tụfù |
Definitions | Active verb 終鏡 1.throw away |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha na-atụfu oroma ndị mebiri emebi.
Ha na-atụfu oroma ndị mebiri emebi.
They are throwing away the spoilt oranges.
O tufuru iyeri ntị na amaghị ama.
O tufuru iyeri ntị na amaghị ama.
He threw away her earing unintentionally.
Tụfuo akwụkwọ ahụ.
Tụfuo akwụkwọ ahụ.
Throw that book away.
Uche tụfuru ego ya n'izuụka gara aga.
Uche tụfuru ego ya n'izuụka gara aga.
Uche threw away her money last week.
tünyé
tụnye
Word | tụnye |
Definitions | Active verb 1.throw in/into; 2.make collection; put money or gifts in kind to common purpose |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Tụnye ọjị a n'ọnụ gị?
Tụnye ọjị a n'ọnụ gị?
Throw this kola-nut in your mouth.
Ịtụnye nsị n'ugbo adịghị mma.
Ịtụnye nsị n'ugbo adịghị mma.
Throwing faeces into the garden is not good.
Ha tụnyere ya n'ọhịa.
Ha tụnyere ya n'ọhịa.
They threw it into the bush.
Tụnye ego nke gị.
Tụnye ego nke gị.
Put your own money.
Ị ga-atụnye akpa gị n'azụ ụgbaala ha.
Ị ga-atụnye akpa gị n'azụ ụgbaala ha.
You have to throw your bag behind their back.
Ha na-atụnye ego n'ime akpa ahụ.
Ha na-atụnye ego n'ime akpa ahụ.
They are throwing money inside that bag.
Onye tụnyere akwụkwọ m na mmiri?
Onye tụnyere akwụkwọ m na mmiri?
Who threw my book in the water?
tüdàtá
tụdàta
Word | tụdàta |
Definitions | Active verb 1.throw down something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha si n'ụlọelụ na-atụdata ego.
Ha si n'ụlọelụ na-atụdata ego.
They are throwing money down from upstairs.
tüfègá
tụfèga
Word | tụfèga |
Definitions | Active verb 1.throw across, beyond |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ dịghị mma ịtụfega ya.
Ọ dịghị mma ịtụfega ya.
It is not proper to throw it over.
Ị ga-atụfega akpa gị?
Ị ga-atụfega akpa gị?
Would you throw your bag over?
Ọ na-atụfega ndị o gbubiri n'akụkụ ebe a.
Ọ na-atụfega ndị o gbubiri n'akụkụ ebe a.
He throws the ones he cut over to this side.
Ọ tụfegara okwute n'ofe nke ọzọ.
Ọ tụfegara okwute n'ofe nke ọzọ.
He threw a stone over to the other side.
Ọ naghị anụ ihe, ọ ga-atụfega ya.
Ọ naghị anụ ihe, ọ ga-atụfega ya.
He is stubborn, he will throw it over.
Onye tụfegara efere ahụ?
Onye tụfegara efere ahụ?
Who throw the plate over to the other side?
Ọ chọrọ ịtụfega akpa ya n'azụ ụlọ m.
Ọ chọrọ ịtụfega akpa ya n'azụ ụlọ m.
He wants to throw his bag across the fence to the back of my house.