Nkọwa okwu logo
Beta

yí égwù

yi egwù

Wordyi egwù
Definitions

Active verb

㨒録

1.cause fear; frighten; scare

2.threaten

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.

A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.

I want to frighten this child.

Ọ gara iyi ha egwu.

Ọ gara iyi ha egwu.

He went to scare them.

Ha chọrọ iyi gị egwu.

Ha chọrọ iyi gị egwu.

They wanted to frighten you.

O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.

O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.

She threatened me but I ignored her.

Onye yiri gị egwu?

Onye yiri gị egwu?

Who frightened you?

ǫnyįrǫönwü

ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ

Wordọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ
Definitions

Noun

1.someone or something which has refused to die, especially despite threatening experiences; immortal

Variationsọ̀nyị̀rị̀ọnwụ
Related Term
Word Stem

Examples

Nwoke ahụ nọ n'ejije ahụ bụ ọnyịrọọnwụ.

Nwoke ahụ nọ n'ejije ahụ bụ ọnyịrọọnwụ.

That man in that movie is an immortal.

Emeka sị na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

Emeka sị na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

Emeka said that he is immortal.

Nwoke ahụ anyị na-akpọ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ mechaa nwụọ.

Nwoke ahụ anyị na-akpọ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ mechaa nwụọ.

That man we call immortal later died.

Ihe mere taata gosiri na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

Ihe mere taata gosiri na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

What happened today showed that he is immortal.

Agadị nwaanyị a bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

Agadị nwaanyị a bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.

This old woman has refused to die.

Pụọ n'okporuụzọ! ị bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ?

Pụọ n'okporuụzọ! ị bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ?

Leave the (main) road! are you immortal?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.