Nkọwa okwu logo
Beta

àpàtà

àpàtà

Wordàpàtà
Definitions

Noun

1.thigh; lap

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Kedu ude ị na-ete mere apata gị jị dị mụrụmụrụ?

Kedu ude ị na-ete mere apata gị jị dị mụrụmụrụ?

What cream do you apply that your thigh is smooth?

Ọ nọ ọdụ n' apata m.

Ọ nọ ọdụ n' apata m.

He is sitting on my thigh.

Ha bidoro metuwa onwe ha aka n'apata.

Ha bidoro metuwa onwe ha aka n'apata.

They started touching themselves on the thigh.

Ọ na-eyikarị uwe na-egosi apata ya.

Ọ na-eyikarị uwe na-egosi apata ya.

She often wears clothes that show her laps.

Apata ya buru ibu.

Apata ya buru ibu.

Her thigh is big.

Ụtarị ahụ meturu ya n'apata.

Ụtarị ahụ meturu ya n'apata.

The cain touched her laps.

ṃbènūúkwù

m̀bènuukwù

Wordm̀bènuukwù
Definitions

Noun

1.a skirt whose length does not go beyond the thighs; mini skirt or dress

Related Terms
Word Stems

Examples

Mbenuukwu na-egosi ọtọ mmadụ.

Mbenuukwu na-egosi ọtọ mmadụ.

Mini dress exposes one's nakedness.

Nnenna na-eyikari mbenuukwu.

Nnenna na-eyikari mbenuukwu.

Nnenna usually wears mini skirt.

A naghị eyi mbenuukwu eje ụka ebe a.

A naghị eyi mbenuukwu eje ụka ebe a.

One does not go to church in mini skirt here.

A chụlara ya n'ụlaakwụkwọ maka o yi mbenuukwu.

A chụlara ya n'ụlaakwụkwọ maka o yi mbenuukwu.

She was sent home from school because she was wearing a mini skirt.

ázįzáá

azị̀zaā

Wordazị̀zaā
Definitions

Noun

1.swelling (usually around the armpit, groin, upper thigh)

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.

Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.

The illeness created a swelling on his/her armpit.

ṃpàtųükwü

m̀pàtụ̀ụkwụ̄

Wordm̀pàtụ̀ụkwụ̄
Definitions

Noun

1.the part of the leg between the hips and the knee; lap(s); thigh(s)

Related Terms
Word Stems

Examples

Akwa Amaka emechighi mpataụkwụ ya.

Akwa Amaka emechighi mpataụkwụ ya.

Amaka's dress did not cover her thighs.

Mpataụkwụ ya dị ọcha karịa ihu ya.

Mpataụkwụ ya dị ọcha karịa ihu ya.

Her thighs are fairer than her face.

Mpatụụkwụ m na-egbu m mgbu.

Mpatụụkwụ m na-egbu m mgbu.

My thigh is aching.

Ọ chọrọ ka mpatụụkwụ ya gbajuo agbajuo.

Ọ chọrọ ka mpatụụkwụ ya gbajuo agbajuo.

She wants her thighs to be thick.

Ijeoma nwere nnukwu mpara.

Ijeoma nwere nnukwu mpara.

Ijeọma has big laps.

Ọ kụrụ m aka na mpatụụkwụ.

Ọ kụrụ m aka na mpatụụkwụ.

He hit my thigh.

ṃpàtàáká

m̀pàtàakā

Wordm̀pàtàakā
Definitions

Noun

1.the part of the arm between the elbow and the shoulder; arm-thigh

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka sere ihe na mpataaka ya.

Emeka sere ihe na mpataaka ya.

Emeka drew something on his arm-thigh.

Chika nwere mpataaka nne ya.

Chika nwere mpataaka nne ya.

Chika has her mother's arm-thigh.

Ada nwere mmerụahụ na mpataaka ya.

Ada nwere mmerụahụ na mpataaka ya.

Ada sustained injury on her arm-thigh.

Agbara ya egbe na mpataaka ya.

Agbara ya egbe na mpataaka ya.

He was shot on his arm-thigh.

Mpataaka ya buru ibu.

Mpataaka ya buru ibu.

His arm-thigh is big.

O suru ya ọkpọ na mpataaka.

O suru ya ọkpọ na mpataaka.

He punched him in the arm-thigh.

ṃpàtà

m̀pàtà

Wordm̀pàtà
Definitions

Noun

1.the fleshy areas of the arms and legs, particularly the humerus and femur; thigh; upper arm

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A gbara ya ọgwụ na mpata.

A gbara ya ọgwụ na mpata.

He was injected on the thigh.

Anwụnta tara ya na mpata.

Anwụnta tara ya na mpata.

Mosquito bit him on the thigh.

Mpata ya na-eji oji.

Mpata ya na-eji oji.

Her thighs are dark.

Mpata ya buru ibu.

Mpata ya buru ibu.

His thigh is big.

Otuto toro ya na mpata.

Otuto toro ya na mpata.

He has boil on his laps.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.