Nkọwa okwu logo
Beta

tü àkányá

tụ àkanya

Wordtụ àkanya
Definitions

Active verb

1.lay thatch roof

2.roof a house or tent

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Nnannukwu m na-atụ akanya mgbe ọ dị ndụ.

Nnannukwu m na-atụ akanya mgbe ọ dị ndụ.

My grandfather laid thatch roofs when he was alive.

Ana m achọ onye ga-atụ ụlọ m akanya.

Ana m achọ onye ga-atụ ụlọ m akanya.

I am looking for someone to roof my house.

ülöíkwúù

ụlọīkwūù

Wordụlọīkwūù
Definitions

Noun

1.moveable house; tent; booth

Variationsụlọ ikwuu
Related Term
Word Stem

Examples

Kraịst gwara ha wuo ụlọikwuu atọ.

Kraịst gwara ha wuo ụlọikwuu atọ.

Christ told them to build three tents.

N'ụlọikwuu ka a mụrụ ya.

N'ụlọikwuu ka a mụrụ ya.

She was born in a tent.

Ekene biri n'ụlọikwuu.

Ekene biri n'ụlọikwuu.

Ekene lived in a tent.

Ọ nọ n'ụlọikwu dị n'azụ ụlọ.

Ọ nọ n'ụlọikwu dị n'azụ ụlọ.

He is in the tent behind the house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.