mété
mete
Word | mete |
Definitions | Active verb 1.make someone wake, especially unnecessarily |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aga m emete gị oge ọbụla i hiri ụra.
Aga m emete gị oge ọbụla i hiri ụra.
I will wake you each time you sleep.
Nne Uju na-emete ụmụ ya n'elekere ise nke ụtụtụ.
Nne Uju na-emete ụmụ ya n'elekere ise nke ụtụtụ.
Uju's mother wakes her children by 5:am.
Ụda egbe ahụ kwesịrị imete gị n'ụra.
Ụda egbe ahụ kwesịrị imete gị n'ụra.
The sound of that gun suppose to wake you from sleep.
Ọ nọ n'ụra miri emi tupu e metee ya.
Ọ nọ n'ụra miri emi tupu e metee ya.
He was deeply asleep before he was woken.