Nkọwa okwu logo
Beta

tètá

tèta

Wordtèta
Definitions

Active verb

1.wake up; awake from sleep

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Teta ka anyị pụọ.

Teta ka anyị pụọ.

Wake up let's go.

Anyi ga-eteta n'abali kpee ekpere.

Anyi ga-eteta n'abali kpee ekpere.

We shall wake up at night to pray.

Teta n'ụra, Jizọs na-akpọ gị.

Teta n'ụra, Jizọs na-akpọ gị.

Awake from sleep, Jesus is calling you.

O tetara n'ime abalị.

O tetara n'ime abalị.

He woke up in the middle of the night.

Ọ na-eteta n'ụra mgbe m luru.

Ọ na-eteta n'ụra mgbe m luru.

He was waking up from sleep when I reached.

Ọ na-eteta n'oge.

Ọ na-eteta n'oge.

He wakes up early.

Nnwa m chọrọ ịteta n'ụra.

Nnwa m chọrọ ịteta n'ụra.

My child wants to wake up.

tétá ürá

teta ụrā

Wordteta ụrā
Definitions

Active verb

需怠密鎌

1.wake from sleep

Related Term
Word Stem

Examples

Achọrọ m iteta ụra n’elekele isii

Achọrọ m iteta ụra n’elekele isii

I want to wake up at six o'clock

Kaba ahụ teta ụra n'oge echi.

Kaba ahụ teta ụra n'oge echi.

Endeavor to wake up early tomorrow.

Nwata a na-eteta ụra n'oge mgbe niile.

Nwata a na-eteta ụra n'oge mgbe niile.

This child wakes up from bed early every time.

Emeka anaghị eteta ụra n'oge.

Emeka anaghị eteta ụra n'oge.

Emeka does not wake up early.

Adaobi ga-eteta ụra n'oge echi.

Adaobi ga-eteta ụra n'oge echi.

Adaobi will wake up early tomorrow.

Etetaghị m n'oge taa.

Etetaghị m n'oge taa.

I did not wake up early today.

O tetara ụra n'oge taa.

O tetara ụra n'oge taa.

He woke up early today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.