Nkọwa okwu logo
Beta

tè áká

tè aka

Wordtè aka
Definitions

Active verb

査雇

1.be distant; be far;

2.take a long long time; be long (in time); be a long time or while

Related Terms
Word Stems

Examples

O tere aka tupu ha abịa ebe a.

O tere aka tupu ha abịa ebe a.

It took long before they came here.

Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ

Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ

It will take long before they eat another food

Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ

Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ

Let it take long before we go home

Ebe o bi tere aka.

Ebe o bi tere aka.

Where he lives is far.

Hapụ ndị nke ahụ, ọ na-ete aka tupu ha zaa mmadụ ebe ahụ.

Hapụ ndị nke ahụ, ọ na-ete aka tupu ha zaa mmadụ ebe ahụ.

Leave those ones, it usually takes time for them to attend to someone.

Ebe anyị na-aga tere aka.

Ebe anyị na-aga tere aka.

Where we are going is far.

Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ.

Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ.

It will take long before they eat another food.

O tere aka tupu ha abịa ebe a.

O tere aka tupu ha abịa ebe a.

It took long before they came here.

Ebe o bi tere aka.

Ebe o bi tere aka.

Where he lives is far.

Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ.

Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ.

Let it take long before we go home.

-tè áká

-tè aka

Word-tè aka
Definitions

Extensional suffix

1.for a long time; for long

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ha jetere aka n'ime ọhịa.

Ha jetere aka n'ime ọhịa.

They trekked for long inside the bush.

Achọghị m ịnọte aka ebe ahụ.

Achọghị m ịnọte aka ebe ahụ.

I do not want stay there for long.

Kaba ahụ rụtee aka n'ụlọọrụ ahụ.

Kaba ahụ rụtee aka n'ụlọọrụ ahụ.

Endevour to work for long in that company.

Anyị ga-agụte akwụkwọ aka taa.

Anyị ga-agụte akwụkwọ aka taa.

We are going to read for long today.

Emeka na-erite nri aka oge niile.

Emeka na-erite nri aka oge niile.

Emeka eats for long every time.

dï ányá

dị anya

Worddị anya
Definitions

Passive verb

延目

1.be far; be distant

Related Term
Word Stem

Examples

Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.

Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.

Our meeting venue is far if I go alone.

Ebe Okechukwu bi dị anya.

Ebe Okechukwu bi dị anya.

Where Okechukwu is living is far.

Iyi ahụ dịrị anya maka anyị jiri ụkwụ gaa.

Iyi ahụ dịrị anya maka anyị jiri ụkwụ gaa.

That stream became far because we walked.

Ebe a anyị na-aga chọrọ ịdị anya.

Ebe a anyị na-aga chọrọ ịdị anya.

This place we are going wants to be far.

Ọ masị ̣ahịa ya dịrị anya, mmadụ ga erirịrị nri.

Ọ masị ̣ahịa ya dịrị anya, mmadụ ga erirịrị nri.

If the market likes, let it be distant, one must eat.

Ụzọ ahụ ị chọrọ isi ga-adị anya, site nke ọzọ.

Ụzọ ahụ ị chọrọ isi ga-adị anya, site nke ọzọ.

That road you want to take will be far, take the other route.

Ebe ahụ dị anya.

Ebe ahụ dị anya.

That place is far.

Ụlọ anyị dị anya.

Ụlọ anyị dị anya.

Our house is far.

Achọghị m ịga ebe dị anya.

Achọghị m ịga ebe dị anya.

I do not want to go to a far place.

Biko, ziga m ebe dị anya.

Biko, ziga m ebe dị anya.

Please, send me to a far place.

Ọ dị anya.

Ọ dị anya.

It is far.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.