Nkọwa okwu logo
Beta

tápú

tapu

Wordtapu
Definitions

Active verb

1.bite open

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Oke ahụ na-atapu akpa a mgbe m gburu ya.

Oke ahụ na-atapu akpa a mgbe m gburu ya.

That rat was biting open this bag when I killed it.

Gịnị mere ị ji atapu ya?

Gịnị mere ị ji atapu ya?

Why are you biting it open?

Oke ga-atapu oche a.

Oke ga-atapu oche a.

Rat will bite open this cushion.

Ọchịchịa nwere ike ịtapụ akpa mmiri a.

Ọchịchịa nwere ike ịtapụ akpa mmiri a.

Cockroach might bite open this bag of water.

Oke a tapuru akpa m.

Oke a tapuru akpa m.

This rat bite open my bag.

Gịnị na-atapu iko a?

Gịnị na-atapu iko a?

What bites open this cup?

Si ebe a tapuo akpa a.

Si ebe a tapuo akpa a.

Bite open this bag open from here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.