kü ḿmányá
kụ mmānyā
Word | kụ mmānyā |
Definitions | Active verb 1.mix wine; tap wine |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọgịnị na-akụ mmanya.
Ọgịnị na-akụ mmanya.
Ọgịnị taps wine.
Kụọ mmanya ka anyị ṅụọ.
Kụọ mmanya ka anyị ṅụọ.
Mix wine let us drink.
Ndụka ga-akụ mmanya ọhụrụ.
Ndụka ga-akụ mmanya ọhụrụ.
Ndụka will mix a fresh wine.
Ọ maghị akụ mmanya.
Ọ maghị akụ mmanya.
He does not know how to tap wine.
O teela ọ kụrụ mmanya a.
O teela ọ kụrụ mmanya a.
It has been long he tapped this wine.
Onye kụrụ mmanya a?
Onye kụrụ mmanya a?
Who mixed this wine?
Okeke na-akụ mmanya n'ime ụlọ.
Okeke na-akụ mmanya n'ime ụlọ.
Okeke is mixing wine inside the room.
Nwaanyị a chọrọ ịkụ mmanya ya.
Nwaanyị a chọrọ ịkụ mmanya ya.
This lady wants to mix her drink.
té ńkwü
te nkwụ
Word | te nkwụ |
Definitions | Active verb 1.tap oil palm for wine 2.tap palmtree for wine |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka na-ete nkwụ ugbu a.
Emeka na-ete nkwụ ugbu a.
Emeka is tapping wine now.
Ndụka ga-ete nkwụ echi.
Ndụka ga-ete nkwụ echi.
Nduka will tap wine tomorrow.
Okoye na-ete nkwụ nkeọma
Okoye na-ete nkwụ nkeọma
Okoye taps wine very well
Biko tee nkwụ ahụ na mgbede a! aga m abịa buru ya.
Biko tee nkwụ ahụ na mgbede a! aga m abịa buru ya.
Please tap that wine this evening, I will be coming to carry it.
Ite nkwụ na-enye ego.
Ite nkwụ na-enye ego.
Palm wine tapping gives money.
N'ụtụtụ ka o tere nkwụ a.
N'ụtụtụ ka o tere nkwụ a.
He tapped this wine in the morning.
tà
tà
Word | tà |
Definitions | Active verb 1.tap; hit with a quick on and off contact |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ata mkpịsị ahụ n'elu ịgba iji nweta ụda ahụ.
Ọ na-ata mkpịsị ahụ n'elu ịgba iji nweta ụda ahụ.
He taps that stick on the drum to get the sound.
Taa ya mkpịsị, gee ụda ya.
Taa ya mkpịsị, gee ụda ya.
Tap a stick on it and listen to its sound.
Ọ na-ata mpi anwụrụ ya aka.
Ọ na-ata mpi anwụrụ ya aka.
He is tapping his hand on his snuff box.
Onye na-ata n'ụzọ?
Onye na-ata n'ụzọ?
Who is tapping at the door?
Onye tara aka n'ụzọ?
Onye tara aka n'ụzọ?
Who tapped on the door.
Ọ tara m n'ụkwụ mgbe ọ batara.
Ọ tara m n'ụkwụ mgbe ọ batara.
He tapped me on the leg when she entered.
Ọ na-ata mkpịsịemede n'akwụkwọ ya.
Ọ na-ata mkpịsịemede n'akwụkwọ ya.
He tapping a pen on his book.
Ọ na-ata m na ntị.
Ọ na-ata m na ntị.
She is tapping my ear.
ṃgbǫrǫgwų
m̀gbọ̀rọ̀gwụ̀
Word | m̀gbọ̀rọ̀gwụ̀ |
Definitions | Noun 1.root, especially the tap root 2.foundation, beginning |
Variations | m̀kpọ̀rọ̀gwụ̀ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị egwupụtachabe mgbọrọgwụ ya.
Anyị egwupụtachabe mgbọrọgwụ ya.
We have not dug out the tap root completely.
Anyị hụrụ mgbọrọgwụ ya mgbe ikuku kuturu ya.
Anyị hụrụ mgbọrọgwụ ya mgbe ikuku kuturu ya.
We saw the tap root when breeze blew it down.
Eji mgbọrọgwụ ya agwọ ọrịa.
Eji mgbọrọgwụ ya agwọ ọrịa.
It's tap root is used for curing sickness.
Udo bụ dibịa mgbọrọgwụ na mkpa akwụkwọ.
Udo bụ dibịa mgbọrọgwụ na mkpa akwụkwọ.
Udo is a herbal doctor.
Mgbọrọgwụ osisi ahụ bamiri abami.
Mgbọrọgwụ osisi ahụ bamiri abami.
The root of the tree is deep inside.
O ji aka hopụ mgbọrọgwụ ya.
O ji aka hopụ mgbọrọgwụ ya.
He uprooted the tap root.
Mgbọrọgwụ ya esighi ike.
Mgbọrọgwụ ya esighi ike.
The root is not strong.
Uche enweghị ezigbo mgbọrọgwụ
Uche enweghị ezigbo mgbọrọgwụ
Uche does not have a good foundation.
Esetere mgbọrọgwọ ya n'onyonyo.
Esetere mgbọrọgwọ ya n'onyonyo.
It's tap root was captured in camera.
Dibịa ahụ gwara ya weta mgbọrọgwụ.
Dibịa ahụ gwara ya weta mgbọrọgwụ.
That native doctor told them to bring tap root.
gbá ṃkpǫrǫgwų
gba m̀kpọ̀rọ̀gwụ̀
Word | gba m̀kpọ̀rọ̀gwụ̀ |
Definitions | Active verb 佐本 1.grow root, especially the tap root; 2.(figurative) deep-rooted; ingrained; stand strong |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha na-akọwa na nrụrụaka gbara mkpọrọgwụ n'obodo ndị a e depụtara aha ha.
Ha na-akọwa na nrụrụaka gbara mkpọrọgwụ n'obodo ndị a e depụtara aha ha.
They are trying to say that corruption is deep-rooted in these countries whose names are listed.
Achọrọ m ka ezi akparamaagwa gbaa mkpọrọgwụ n'ime ndụ gị.
Achọrọ m ka ezi akparamaagwa gbaa mkpọrọgwụ n'ime ndụ gị.
I want good behavior to be deeply rooted in your life.
Ọ dị mma ka ọ gbaa mkpọrọgwụ.
Ọ dị mma ka ọ gbaa mkpọrọgwụ.
It is nice for it to be deep rooted.
Gbanye mkpọrọgwụ, kwụrụ ka nwoke.
Gbanye mkpọrọgwụ, kwụrụ ka nwoke.
Stand strong like a man.
Ọ dị mma ịgbanye mkpọrọgwụ n'Okwu Chineke.
Ọ dị mma ịgbanye mkpọrọgwụ n'Okwu Chineke.
It is good to be deep rooted in the Word of God.
Osisi ahụ ji nwayọ agbanye mkpọrọgwụ.
Osisi ahụ ji nwayọ agbanye mkpọrọgwụ.
The tree is gradually getting strong.
Osisi a agbaala mkpọrọgwụ siri ike n'ime ala.
Osisi a agbaala mkpọrọgwụ siri ike n'ime ala.
This tree has grown strong root in the ground.
Ọ chọrọ ịgba mkpọrọgwụ n'ahịa ya.
Ọ chọrọ ịgba mkpọrọgwụ n'ahịa ya.
She wants to be deep rooted in his business.
A hapụ ya, ọ ga-agbanye ezigbo mkpọrọgwụ.
A hapụ ya, ọ ga-agbanye ezigbo mkpọrọgwụ.
If you leave it, it will be deep rooted.
Nnenna na-achọ ịgbanye mkpọrọgwụ n'ọrụ ahụ.
Nnenna na-achọ ịgbanye mkpọrọgwụ n'ọrụ ahụ.
Nnenna wants to grow strong in that job.
Uchenna agbanyela mgbọrọgwụ n'ihe ọjọọ.
Uchenna agbanyela mgbọrọgwụ n'ihe ọjọọ.
Uchenna is deep rooted in evil.
chì òchì
chì òchì
Word | chì òchì |
Definitions | Active verb 沼寍沼 1.draw liquid from a source; tap 2.bleed someone, medically, in order to prevent or cure an illness or disease; cup; blood-let (medical); render cupping therapy |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-echi gị ochi.
A ga-echi gị ochi.
You will be cupped.
Chie m ochi maka mgbu a.
Chie m ochi maka mgbu a.
Give me some cupping therapy for this pain.
kpöpé
kpọpe
Word | kpọpe |
Definitions | Active verb 1.unbolt; open a lock that hinders liquid to flow (eg. a drink or tap). |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kpọpee mmanya m.
Kpọpee mmanya m.
Open my drink.
Onye na-akpọpe ụzọ a?
Onye na-akpọpe ụzọ a?
Who is opening this door?
Ọ ga-akpọpe nke m.
Ọ ga-akpọpe nke m.
He will open my own.
Ọ bụ ya kpọkpere ya.
Ọ bụ ya kpọkpere ya.
He is the one that opened it.
Ọ na-akpọpe mpio ya ụtụtụ niile.
Ọ na-akpọpe mpio ya ụtụtụ niile.
He opens his window every morning.