támù
tamù
Word | tamù |
Definitions | Active verb 1.murmur; soliloquize; 2.grumble |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obinna tamuru oge a kpọrọ aha m.
Obinna tamuru oge a kpọrọ aha m.
Obinna murmured when my name was mentioned.
Anyị achọghị onye ga-atamu ntamu ebe a.
Anyị achọghị onye ga-atamu ntamu ebe a.
We do not want anybody that will grumble here.
Anyị ga-atamu ma ha kwuo okwu ego.
Anyị ga-atamu ma ha kwuo okwu ego.
We will grumble if they talk about money.
Ọ tamuru maka mba a baara ya.
Ọ tamuru maka mba a baara ya.
He grumbled because he was scolded.
Ọ na-atamu ntamu n'ihu nna ya.
Ọ na-atamu ntamu n'ihu nna ya.
He is grumbling before his father.
Ịtamu ntamu adịghị mma.
Ịtamu ntamu adịghị mma.
Grumbling is not good.
Ọ na-atamu ma e zie ya ozi.
Ọ na-atamu ma e zie ya ozi.
He grumbles if he is sent on an errand.
Emeka na-atamu n'akụkụ.
Emeka na-atamu n'akụkụ.
Emeka is murmuring by the side.
Tamuo ọzọ ka m nụ.
Tamuo ọzọ ka m nụ.
Grumble again, let me hear.