Nkọwa okwu logo
Beta

ágbàrà

agbàrà

Wordagbàrà
Definitions

Noun

1.super talented; doer of the unimaginable; doer/worker of wonders used figuratively (idiom)

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọgwụ ahu i nyere m bụ agbara.

Ọgwụ ahu i nyere m bụ agbara.

That medicine you gave to me works wonders.

Onye sere ihe a bụ agbara.

Onye sere ihe a bụ agbara.

The person that made this drawing is super talented.

Nwookorobịa ahụ bụ agbara.

Nwookorobịa ahụ bụ agbara.

That young man does wonders.

òméǹkà

òmeǹkà

Wordòmeǹkà
Definitions

Noun

1.creative; a talented person

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Naịjiria nwere ọtụtụ ndị omenka n'ụlọọrụ dị iche iche.

Naịjiria nwere ọtụtụ ndị omenka n'ụlọọrụ dị iche iche.

Nigeria has a lot of creatives in different industries.

ágbàrà

agbàrà

Wordagbàrà
Definitions

Noun

1.the author of fertility in Igbo mythology, one of the manifestations of Chukwu

2.deity; spirit

3.(figurative) super talented; doer of the unimaginable; doer/worker of wonders; superhuman

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nwoke ahụ bụ agbara.

Nwoke ahụ bụ agbara.

That man is superhuman.

Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara.

Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara.

He is running like someone who saw a spirit.

Agbara gburu nna ya

Agbara gburu nna ya

His father was killed by the deity

Chukwu bụ agbara.

Chukwu bụ agbara.

God is spirit.

ákáńkà

akankà

Wordakankà
Definitions

Noun

1.artistically inclined, talented; skill

Related Term
Word Stem

Examples

Akanka ya pụrụ iche na ndị ọzọ.

Akanka ya pụrụ iche na ndị ọzọ.

His style is peculiar.

Achọghị m iṅomi akanka ya.

Achọghị m iṅomi akanka ya.

I don't want emulate his style.

E nwere ndị enweghị akanka ịde akwụkwọ, ma ha na-ede.

E nwere ndị enweghị akanka ịde akwụkwọ, ma ha na-ede.

There are some that does not have a talent in writing, but they write.

A gwara m ya tulee akanka m.

A gwara m ya tulee akanka m.

I told her to critique my style.

A na-ahụ akanka odee n'ime akwụkwọ ya.

A na-ahụ akanka odee n'ime akwụkwọ ya.

A writer's artistic skill is seen in his book.

Akanka odee nwere ike ime ka akwụkwọ tọọ ụtọ.

Akanka odee nwere ike ime ka akwụkwọ tọọ ụtọ.

A writers style can make a book interesting.

Akanka Ubesie na Ọfọmata abụghị otu.

Akanka Ubesie na Ọfọmata abụghị otu.

The artistic style of Ubesie and Ofomata are not the same.

Tulekọrịta akanka odee abụọ ndị a.

Tulekọrịta akanka odee abụọ ndị a.

Compare the style of these two writers.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.