tákü
takụ
Word | takụ |
Definitions | Active verb 1.cooked to the extent that there is no water left in the pot on fire; burnt food on fire 2.stick to (of sticky substance) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nri Uju sinyere takụrụ ebe ọ na-aza ekwentị.
Nri Uju sinyere takụrụ ebe ọ na-aza ekwentị.
Uju's food got burnt because she was answering a call.
Aga m ebutu ya ma ọ chọọ ịtaku.
Aga m ebutu ya ma ọ chọọ ịtaku.
I will bring it down if it wantds to get burnt
Ụdị ite m zụrụ enweghị ihe gosiri na ọ ga-atakụ ma esinye nri na ya.
Ụdị ite m zụrụ enweghị ihe gosiri na ọ ga-atakụ ma esinye nri na ya.
The type of pot that I bought doesn't have any possibility of getting food burnt.
Nri ahụ takụrụ n'ọkụ.
Nri ahụ takụrụ n'ọkụ.
The food got burnt on fire.
Onye hapụrụ nri ahụ ka ọ takụọ?
Onye hapụrụ nri ahụ ka ọ takụọ?
Who left the food to burn?
Ofe ahụ ga-atakụ ma ịhapụ ya.
Ofe ahụ ga-atakụ ma ịhapụ ya.
The soup will get burnt if you leave it.