ǫkwáákwà
ọ̀kwaākwà
Word | ọ̀kwaākwà |
Definitions | Active verb 1.tailor |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ sị na ọ chọrọ ịbụ ọkwaakwa.
Ọ sị na ọ chọrọ ịbụ ọkwaakwa.
He said he wants to be a tailor.
ídò
idò
Word | idò |
Definitions | Noun 1.tailor or weaver ant |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ido ekweghị ka Emeka rịa elu osisi ube ahụ.
Ido ekweghị ka Emeka rịa elu osisi ube ahụ.
Tailor ant did not allow Emeka to climb that pear tree.
Ido juru n'osisi ahụ.
Ido juru n'osisi ahụ.
There are many tailor ants on the tree.
Ido na-akpa akwụ.
Ido na-akpa akwụ.
Tailor ants make nest.
Ido na-ata ata.
Ido na-ata ata.
Tailor ants bite.
Itee ntụ n'ahụ gị, ido agaghị ata gị.
Itee ntụ n'ahụ gị, ido agaghị ata gị.
If you rub ash on your body, the tailor ant will not bite you.
Ido tara m.
Ido tara m.
Tailor ant bit me.
Ido rịbara m n'akwa.
Ido rịbara m n'akwa.
Tailor ant crawled into my cloth.
Ido na-eri ahụhụ ndị ọzọ.
Ido na-eri ahụhụ ndị ọzọ.
Tailor ant eats other insects.
Anyị nwụdoro ido.
Anyị nwụdoro ido.
We caught tailor ants.
Gịnị bụ ido?
Gịnị bụ ido?
What is tailor ant?
̣Ụmụaka ahụ gburu ọtụtụ ido n'osisi ahụ.
̣Ụmụaka ahụ gburu ọtụtụ ido n'osisi ahụ.
The children killed many tailor ants on the tree.
àkpįrìídè
àkpị̀rìidè
Word | àkpị̀rìidè |
Definitions | Noun 1.tailor or weaver ant; green ant (Oecophylla) |
Variations | àkpị̀ridè |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpịriide bụ ahụhụ.
Akpịriide bụ ahụhụ.
The weaver ant is an insect.
Ahụbeghị akpịriide mbụ.
Ahụbeghị akpịriide mbụ.
I have not seen a weaver ant before.
Akpịriide nọ n'osisi ọjị a.
Akpịriide nọ n'osisi ọjị a.
Weaver ant is on this kolanut tree.
Gịnị ka anyị ga-eji gbuo akpịriide ndị a?
Gịnị ka anyị ga-eji gbuo akpịriide ndị a?
What are going to use to kill these weaver ants?
Akpịriide na-ata ata.
Akpịriide na-ata ata.
The weaver ant bites.
Akpịriide ekweghị ya rịa elu ube ahụ.
Akpịriide ekweghị ya rịa elu ube ahụ.
The weaver ant did not allow him to climb that pear tree.
Onye hapụrụ akpịriide ebe a?
Onye hapụrụ akpịriide ebe a?
Who left tailor ants here?
Akpịriide tara m.
Akpịriide tara m.
Tailor ant bit me.
Azụtara m ọgwụ akpịriide.
Azụtara m ọgwụ akpịriide.
I bought tailor ant insecticide.