ödųéhí
ọdụ̀ehī
Word | ọdụ̀ehī |
Definitions | Noun 1.the tail part of a cow, usually in reference to it as used in making pepper soup; cow tail |
Variations | ọdụ̀ ehī |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A na-ere ọdụehi na ahịa Gariki.
A na-ere ọdụehi na ahịa Gariki.
Cow tail is sold at Garriki market.
ödų
ọdụ̀
Word | ọdụ̀ |
Definitions | Noun 訓 1.tail; the tail end of the vertebral column 2.section for a particular item in a market or store 3.the tail of a line; bottom; end |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ọdụ ahịrịa a?
Kedụ ọdụ ahịrịa a?
Where is the tail of this queue?
Anọ m n'ọdụ garị.
Anọ m n'ọdụ garị.
I am at the garri section.
Ọdụ nkịta nke a etoka.
Ọdụ nkịta nke a etoka.
The tail of this dog is very long.
Ọdụ ehi a etoghi ogo.
Ọdụ ehi a etoghi ogo.
The tail of this cow is not long.
Ejere m n'ọdụ anụ.
Ejere m n'ọdụ anụ.
I went to the meat section.
Emesala agwọ ahụ aka n'ọdụ.
Emesala agwọ ahụ aka n'ọdụ.
Do not touch the tail of that snake.
Ngwere ahụ tibiri ọdụ ya.
Ngwere ahụ tibiri ọdụ ya.
The lizard cut its tail.
Onye akpakwala agụ aka n'ọdụ?
Onye akpakwala agụ aka n'ọdụ?
Do not touch the tiger's tail.
Agụiyi ahụ ji ọdụ pịatu ya bụ osisi.
Agụiyi ahụ ji ọdụ pịatu ya bụ osisi.
The crocodile cut the tree with its tail.