ńkwàgó
nkwàgo
Word | nkwàgo |
Definitions | Noun 1.a large, table, structure upon which people stand so as to be properly seen while entertaining or addressing people; stage |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị na-ahụ ihe a na-eme na nkwago nke ọma.
Anyị na-ahụ ihe a na-eme na nkwago nke ọma.
We are seeing what is happening well on the stage.
Oche ahụ dị na nkwago.
Oche ahụ dị na nkwago.
That chair is on the stage.
Kwụrụ na nkwago a.
Kwụrụ na nkwago a.
Stand on this stage.
Naanị ndị nọ na nkwago ahụ bụ ndị ahọpụtara.
Naanị ndị nọ na nkwago ahụ bụ ndị ahọpụtara.
The only people on the stage is selected people.
Nkwago ahụ gbara okirikiri.
Nkwago ahụ gbara okirikiri.
That stage is circular in shape.
ǹdįnà
ǹdị̀nà
Word | ǹdị̀nà |
Definitions | Noun 1.contents, table of contents |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Akwụkwọ a nwere ọtụtụ isiokwu na ndịna.
Akwụkwọ a nwere ọtụtụ isiokwu na ndịna.
This book has many topics in the table of contents.
Ọ ghaziri ndịna akwụkwọ ya nke ọma.
Ọ ghaziri ndịna akwụkwọ ya nke ọma.
He arranged the table of contents in his book well.
Tụpụ m zụo akwụkwọ ọbụla, a na m ebu ụzọ gụọ ndịna ya.
Tụpụ m zụo akwụkwọ ọbụla, a na m ebu ụzọ gụọ ndịna ya.
Before I buy any book, I read the table of contents first.
Ị ga-ahụ ihuakwụkwọ ebe ọ dị ma ị gaa na ndịna ya.
Ị ga-ahụ ihuakwụkwọ ebe ọ dị ma ị gaa na ndịna ya.
You will know the page if you go to table of contents.
Ndịna kwesịrị ịdị n' akwụkwọ nchọcha ọbụla.
Ndịna kwesịrị ịdị n' akwụkwọ nchọcha ọbụla.
Table of contents is supposed to be in any research work.
Gaa na ndịna ya.
Gaa na ndịna ya.
Go to it's table of contents.
Isiokwu dị n' ndịna ya dị ọtụtụ.
Isiokwu dị n' ndịna ya dị ọtụtụ.
The topics in the table of contents are many.
Ebipụtaghị ndịna ya.
Ebipụtaghị ndịna ya.
The table of contents was not printed.
óchéńkwágó
ochenkwago
Word | ochenkwago |
Definitions | Noun 1.table; a furniture used to keep books when writting |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụrụ m ya n'ochenkwago dị n'imulọ.
Ahụrụ m ya n'ochenkwago dị n'imulọ.
I saw it on the table in the bedroom.
Akwụkwọ anyị dị n'ochenkwago onyenkuzi anyị.
Akwụkwọ anyị dị n'ochenkwago onyenkuzi anyị.
Our books are on our teacher's table.
Ochenkwago ahụ na-ama jijiji.
Ochenkwago ahụ na-ama jijiji.
That table is shaking.
Butere m ochenkwago na oche.
Butere m ochenkwago na oche.
Bring me a chair table and a chair.
chíömá
chiọma
Word | chiọma |
Definitions | Name 1.good God; luck; arriving and meeting with luck; encountering luck at arrival (e.g. meeting a friend at table on arrival at his house); a female name [Chioma] |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Enwere m chiọma.
Enwere m chiọma.
I have good luck.
E nweghị m chiọma na njem ahụ.
E nweghị m chiọma na njem ahụ.
I had no luck during that trip.
Aha ya bụ Chiọma.
Aha ya bụ Chiọma.
Her name is Chiọma.
Osita tọrọ Chiọma.
Osita tọrọ Chiọma.
Osita is older than Chioma.
O ji chiọma kpọ m ihu.
O ji chiọma kpọ m ihu.
He met me with good luck.
Chioma ya si n'aka Chukwu.
Chioma ya si n'aka Chukwu.
Her luck is from God.
Chiọma bịara ebe a.
Chiọma bịara ebe a.
Chiọma came here.