tá àhü
ta àhụ
| Word | ta àhụ |
| Definitions | Active verb 草頑 1.grow thin; emaciate |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ị ga-ata ahụ.
Ị ga-ata ahụ.
You will grow thin.
Ha achọghi ndị ga-ata ahụ.
Ha achọghi ndị ga-ata ahụ.
They do not want those that will grow thin.
O si n'ike ta ahụ.
O si n'ike ta ahụ.
She grew thin from the buttocks.
Ihe isi ike na-eme ka mmadụ taa ahụ ọsiisọ.
Ihe isi ike na-eme ka mmadụ taa ahụ ọsiisọ.
Difficulty makes a person to emaciate very quickly.
Ịta ahụ ka mma karịa ibu ibu.
Ịta ahụ ka mma karịa ibu ibu.
Slimming down is better than growing fat.
Ọ nọ be di ya taa ahụ.
Ọ nọ be di ya taa ahụ.
She grew thin in her husbands place.
Ọ na-aṅụ ọgwụ iṭa ahụ.
Ọ na-aṅụ ọgwụ iṭa ahụ.
She is taking slimming tablets.