Nkọwa okwu logo
Beta

mï ḿmà

mị mmà

Wordmị mmà
Definitions

Active verb

1.draw sword, machete

2.draw the sword or machete

Related Term
Word Stem

Examples

Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.

Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.

The thief wanted to draw his matchete when he was shot.

Gịnị mere ị ji amị mma gị ma ị hụ Obi?

Gịnị mere ị ji amị mma gị ma ị hụ Obi?

Why do you draw your machete whenever you see Obi?

Ndubisi ga-amị mma ma ọ hụ gị.

Ndubisi ga-amị mma ma ọ hụ gị.

Ndubuisi will draw his sword when he sees you.

Onye bu ụzọ mịa mma?

Onye bu ụzọ mịa mma?

Who drew the matchete first?

Emeka na-amị mma ya mgbe m hụrụ ya.

Emeka na-amị mma ya mgbe m hụrụ ya.

Emeka was drawing his machete when I saw him.

Ọ na-ami mma ya ma iwe wee ya.

Ọ na-ami mma ya ma iwe wee ya.

He draws his machete anytime he is angry.

Okeke mịrị mma ya oge ọ hụrụ m.

Okeke mịrị mma ya oge ọ hụrụ m.

Okeke drew his matchete when he saw me.

ḿmàághá

mmàaghā

Wordmmàaghā
Definitions

Noun

1.sword [weapon with a long metal blade]

Variationsmmà aghā
Related Terms
Word Stems

Examples

Devid nwere mmaagha.

Devid nwere mmaagha.

David has a sword.

Ndịiro natara ya mmaagha ya.

Ndịiro natara ya mmaagha ya.

The enemy collected his sword from him.

Ụmụnwaanyị ụfọdụ nwere mmaagha.

Ụmụnwaanyị ụfọdụ nwere mmaagha.

Some women have swords

E ji ọlaedo mee mmaagha ya.

E ji ọlaedo mee mmaagha ya.

His sword is made of gold.

Mmaagha mawara ya obi.

Mmaagha mawara ya obi.

Sword pierced his heart.

má ḿmà

ma mmà

Wordma mmà
Definitions

Active verb

1.pierce, strike with sword, matchet; to throw a knife; stab

2.pierce or strike with a sword or hatchet; stab

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị ọchị ehi ọjọọ na-eji ịma mma egbu mmadụ̣.

Ndị ọchị ehi ọjọọ na-eji ịma mma egbu mmadụ̣.

The bad herdsmen kill people by stabbing.

Ọ nwụrụ ozigbo a mara ya mma.

Ọ nwụrụ ozigbo a mara ya mma.

He dịed immediately he was stabbed.

Ọ mara ya mma n'afọ.

Ọ mara ya mma n'afọ.

He stabbed her on the stomach.

Ịma mma abụghi ihe e ji egwu egwu.

Ịma mma abụghi ihe e ji egwu egwu.

Throwing knife is a not a game.

Nwoke onye ara ahụ ga-amakwa gị mma ma ị garuo ya nso.

Nwoke onye ara ahụ ga-amakwa gị mma ma ị garuo ya nso.

That madman will stab you if you get close to him.

Ọ bụghị Emeka mara ya mma.

Ọ bụghị Emeka mara ya mma.

It was not Emeka who stabbed him.

mü ḿmà

mụ mmà

Wordmụ mmà
Definitions

Active verb

銭氏

1.sharpen a knife, matchet, sword

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ga-amụ mma a n'ahịa.

Anyị ga-amụ mma a n'ahịa.

We will sharpen this knife at the market.

Mụọ mma a wetara m.

Mụọ mma a wetara m.

Sharpen this knife and bring to me.

Amụkwala mma ahụ.

Amụkwala mma ahụ.

Do not sharpen the knife.

Onyeara ahụ na-amụ mma.

Onyeara ahụ na-amụ mma.

The mad man is sharpening a knife.

Ebuka jere ịmụ mma n'ahịa.

Ebuka jere ịmụ mma n'ahịa.

Ebuka went to sharpen knife at the market.

Nna m na-amụ mma n'azụ ụlọ.

Nna m na-amụ mma n'azụ ụlọ.

My father is sharpening knife at the backyard.

Ọ na-amụ mma n'azụ ụlọ.

Ọ na-amụ mma n'azụ ụlọ.

He is sharpening the knife behind the house.

Amụghị mma ahụ amụ.

Amụghị mma ahụ amụ.

That knife is not sharpened.

Onye mụrụ mma a?

Onye mụrụ mma a?

Who sharpened this knife?

Ndị na-egbu anụ na-amụ mma ha.

Ndị na-egbu anụ na-amụ mma ha.

Butchers sharpen their knives.

òbèjìrì

òbèjìrì

Wordòbèjìrì
Definitions

Noun

1.a double-edged, straight, sword used in battle; cutlass

2.a very sharp machete used as a weapon

Related Terms
Word Stems

Examples

Ejighi obejiri egwu egwu.

Ejighi obejiri egwu egwu.

Cutlass is not for play.

Ọ gwara ọkpụụzụ ka ọ kpụtara ya obejiri.

Ọ gwara ọkpụụzụ ka ọ kpụtara ya obejiri.

He told the blacksmith to make a cutlass for him.

Baa n'ụlọ weta obejiri m.

Baa n'ụlọ weta obejiri m.

Go inside the house and get my cutlass.

Ọ na-ere obejiri.

Ọ na-ere obejiri.

He sells cutlass.

Obejiri dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Obejiri dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Cutlass is expensive in the market now.

Ndi ohi ahu ji obejiri bia.

Ndi ohi ahu ji obejiri bia.

The thieves came with cutlass.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.