Nkọwa okwu logo
Beta

gwù

gwù

Wordgwù
Definitions

Active verb

1.swim

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị na-egwu mmiri.

Anyị na-egwu mmiri.

We are swimming.

Egwuru m mmiri Ezibekwu.

Egwuru m mmiri Ezibekwu.

I swam the Ezibekwu water.

M ga-egwu mmiri ma m bịa na obodo unu.

M ga-egwu mmiri ma m bịa na obodo unu.

I will swim when I visit your town.

Ị chọrọ igwu mmiri?

Ị chọrọ igwu mmiri?

Do you want to swim?

gwù ḿmírí

gwù mmīrī

Wordgwù mmīrī
Definitions

Active verb

1.to swim

Related Terms
Word Stems

Examples

Olee mgbe anyị ga-egwu mmiri?

Olee mgbe anyị ga-egwu mmiri?

When are we going to swim?

Anyị na-egwu mmiri ụbọchị sonde ọbula.

Anyị na-egwu mmiri ụbọchị sonde ọbula.

We swim every sunday.

Ụmụ m gara igwu mmiri.

Ụmụ m gara igwu mmiri.

My children have gone swimming.

Ekwela ka Nduka gwuo mmiri ebe a.

Ekwela ka Nduka gwuo mmiri ebe a.

Do not let Nduka swim here.

Onye bụ onye ahụ na-egwu mmiri?

Onye bụ onye ahụ na-egwu mmiri?

Who is that person swimming?

Anyị gwuru mmiri n'ụtụtụ.

Anyị gwuru mmiri n'ụtụtụ.

We swam in the morning.

gwúfé

gwufe

Wordgwufe
Definitions

Active verb

昇轄

1.swim across

Related Terms
Word Stems

Examples

Gwufee ya ugbua anyị nọ ebe a.

Gwufee ya ugbua anyị nọ ebe a.

Swim across it now that we are here.

Udemba na-egwufe mmiri ọ bụla I chere ga-eri ya.

Udemba na-egwufe mmiri ọ bụla I chere ga-eri ya.

Udemba swims across any river you think will drown him.

Ọ ga-egwufe akụkụ mmiri a.

Ọ ga-egwufe akụkụ mmiri a.

He will swim across this part of the river.

Emeka gwufere ebe ahụ osisi danyere.

Emeka gwufere ebe ahụ osisi danyere.

Emeka swam across that point a tree fell into.

Igwufe banye ebe mmiri miri emi esoghi.

Igwufe banye ebe mmiri miri emi esoghi.

To swim across a deeper water region is not counted.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.