zá
za
Word | za |
Definitions | Active verb 1.swell; bulge; inflate |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụkwụ ya zara aza.
Ụkwụ ya zara aza.
Her feet is swollen.
zá ázá
za āzā
Word | za āzā |
Definitions | Active verb 1.swell; be swollen |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Your lips will be swollen if a bee stings it.
Ụkwụ gị zara aza.
Ụkwụ gị zara aza.
Your leg is swollen.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Your eyes will swell up in the morning.
Onye ka anya ya zara aza?
Onye ka anya ya zara aza?
Whose eyes is swollen?
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
This drug is for people with swollen bodies.
Wepụ ndị zara aza.
Wepụ ndị zara aza.
Remove the swollen ones.
kò
kò
Word | kò |
Definitions | Active verb 安 1.swell; puff; distend; bloat 2.(slang)to be puffed up; to brag |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Emeka na-ekokarị.
Emeka na-ekokarị.
Emeka usually puffs up.
Ị ṅụọ mmanya ọzọ, o koo gị afọ.
Ị ṅụọ mmanya ọzọ, o koo gị afọ.
If you take that drink again, it will swell your stomach.
Yiist a ga-eko achịchịa a i na-eme
Yiist a ga-eko achịchịa a i na-eme
This yeast will make this bread you are making to swell.
ázįzáá
azị̀zaā
Word | azị̀zaā |
Definitions | Noun 1.swelling (usually around the armpit, groin, upper thigh) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.
Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.
The illeness created a swelling on his/her armpit.
rúchí
ruchi
Word | ruchi |
Definitions | Active verb 1.swell and fill (a receptacle); heal up (of wound) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ọnya ahụ na-eruchi n'ike n'ike.
Ọnya ahụ na-eruchi n'ike n'ike.
The wound is fast healing.
fų
fụ̀
Word | fụ̀ |
Definitions | Active verb 触 1.blow; expel air 2.bloat; swell, especially with air |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịfụ opi.
Achọrọ m ịfụ opi.
I want to blow a flute.
Ọ bụ Chike na-afụ opi.
Ọ bụ Chike na-afụ opi.
It is Chike that is blowing the flute.
Onye ga-afụ opi ahụ.
Onye ga-afụ opi ahụ.
Who will blow that flute.
ázįzárá
azị̀zarā
Word | azị̀zarā |
Definitions | Noun 1.organs of the body that swell up under the jaws, armpits, and in the groin when there is an injury; lymph node; lymph nodes |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Azizara na-aza ma mmadụ nwee ọrụsị.
Azizara na-aza ma mmadụ nwee ọrụsị.
Lymph nodes swell if one has an injury.
O kwesịrị ka onye ọbụla nwere azịzara jee ụlọọgwụ.
O kwesịrị ka onye ọbụla nwere azịzara jee ụlọọgwụ.
It is expoected that anyone with swollen lymph node should visit the hospital.
Ụfụ azịzara ekweghị m loo asụ.
Ụfụ azịzara ekweghị m loo asụ.
The pain from the lymph nodes is not letting me swallow saliva.
Ọ bụghi dọkịta niile na-agwọ ndị nwere azịzara.
Ọ bụghi dọkịta niile na-agwọ ndị nwere azịzara.
It is not all doctors that treat persons with swollen lymph node.
Azịzara zara m n'olu.
Azịzara zara m n'olu.
Lymph nodes swole in my neck.
àgbàíkpèrè
àgbàikpèrè
Word | àgbàikpèrè |
Definitions | Name 1.arthritis; the swelling and tenderness of one or more joints |
Variations | agba ikpere |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye nwere agbaikpere ekwesịghị ịṅụ mmiri oyi.
Onye nwere agbaikpere ekwesịghị ịṅụ mmiri oyi.
An arthritis patient is not supposed to take cold water.
Agbaikpere na-amị n'ọkpụkpụ.
Agbaikpere na-amị n'ọkpụkpụ.
Arthritis hurts in the bone.
Dibia ahu na-agwọ agbaikpere
Dibia ahu na-agwọ agbaikpere
That doctor heals arthritis.
Nne m nwere agbaikpere.
Nne m nwere agbaikpere.
My mother is suffering from arthritis.
O jere ịhụ dọkịta maka agbaikpere.
O jere ịhụ dọkịta maka agbaikpere.
He went to see the doctor because of arthritis.
Nne m na-arịa agbaikpere.
Nne m na-arịa agbaikpere.
My mother is suffering from arthritis.
Agbaikpere kụrụ ya ngwụrọ.
Agbaikpere kụrụ ya ngwụrọ.
Arthritis crippled her.
Nwoke a na-agwọ agbaikpere.
Nwoke a na-agwọ agbaikpere.
This man cures arthritis.
Agbaikpere enweghị ọgwụgwọ.
Agbaikpere enweghị ọgwụgwọ.
Arthritis has no cure.
Onye na-arịa agbaikpere?
Onye na-arịa agbaikpere?
Who is suffering from arthritis?
Zụtara m ọgwụ agbaikpere.
Zụtara m ọgwụ agbaikpere.
Buy arthritis medicine for me.
ákpų
akpụ̀
Word | akpụ̀ |
Definitions | Noun 升 1.lump; large muscle; a swelling on the body (especially due to a hit) 2.a fastening made by looping a, reasonably, long and narrow material; knot |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Biko, wetara m ya ka m jiri ya tọọ akpụ a.
Biko, wetara m ya ka m jiri ya tọọ akpụ a.
Please bring it to me let me use it to loosen this knot.
Gịnị butere akpụ a?
Gịnị butere akpụ a?
What caused this lump?
Akpụ dị ya n'azụ.
Akpụ dị ya n'azụ.
There is a lump at his back.
Ọ gwara dọkịta na akpụ ahụ na-afụ ya ụfụ.
Ọ gwara dọkịta na akpụ ahụ na-afụ ya ụfụ.
He told the doctor that the lump pains him.
Ihe a bụ akpụ eji kee akpa ahụ.
Ihe a bụ akpụ eji kee akpa ahụ.
This is the long material used in knotting the bag.
Ọ kụnyere m akpụ n'ọnụ.
Ọ kụnyere m akpụ n'ọnụ.
He gave me a lump in the mouth.
Akpụ ahụ alabeghi.
Akpụ ahụ alabeghi.
That lump has not gone.
Ada kere ya akpụ akpụ.
Ada kere ya akpụ akpụ.
Ada knotted it so tight.
ákpųólú
akpụ̀olū
Word | akpụ̀olū |
Definitions | Noun 1.goitre [swollen thyroid], swelling or lump at the front part of the neck |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chidịọgọ nwere akpụolu.
Chidịọgọ nwere akpụolu.
Chidiogo is suffering from goitre.
Kedu ka ị ga-esi mara na ị nwere akpụolu?
Kedu ka ị ga-esi mara na ị nwere akpụolu?
How will you know that you have a goitre?
Kedu ihe na-ebute akpụolu?
Kedu ihe na-ebute akpụolu?
What causes goitre?
Ike ọgwụgwụ so na mgbaama akpụolu.
Ike ọgwụgwụ so na mgbaama akpụolu.
Fatigue is among the symptoms of goitre.
Akpụolu bụ ọrịa ezinụụlọ ha.
Akpụolu bụ ọrịa ezinụụlọ ha.
Goitre is their family sickness.