Nkọwa okwu logo
Beta

bïrïbïrï

bịrịbịrị

Wordbịrịbịrị
Definitions

Nominal Modifier

1.sugary; very sweet

2.high level sweetness

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọga anyị nyere anyị ego.

Ọga anyị nyere anyị ego.

Our boss gave us some money.

Chineke bụ nnukwu Ọga.

Chineke bụ nnukwu Ọga.

God is the greatest Master

Ọga ha nwụrụ ụnyaahụ.

Ọga ha nwụrụ ụnyaahụ.

Their master died yesterday.

Achọrọ m ịhụ ọga unu.

Achọrọ m ịhụ ọga unu.

I want to see your boss.

Biko, kpọọ ọga anyị ka gị na ya kwuo.

Biko, kpọọ ọga anyị ka gị na ya kwuo.

Please, call our boss so both of you can talk.

Ọ bụ ọga m.

Ọ bụ ọga m.

He is my master. OR He is my husband.

Ọga na-agụ ya.

Ọga na-agụ ya.

He wants to be the master.

Ọga anyị anọghị ugbu a.

Ọga anyị anọghị ugbu a.

Our boss is not around now.

Bịrịbịrị ọtọbiri adịghị m mma.

Bịrịbịrị ọtọbiri adịghị m mma.

I am not comfortable with the sweetness of the date fruit.

Erikwala ihe ọtọ bịrịbịrị.

Erikwala ihe ọtọ bịrịbịrị.

Do not eat sugary things.

Ihe na-atọ bịrịbịrị na-amasị ụmụntakịrị.

Ihe na-atọ bịrịbịrị na-amasị ụmụntakịrị.

Children like sugary things.

Ihe ahụ na-atọ bịrịbịrị.

Ihe ahụ na-atọ bịrịbịrị.

That thing tastes sugary.

Bịrịbịrị ya ekweghị m raa ya.

Bịrịbịrị ya ekweghị m raa ya.

It's high level sweetness did not let me lick it.

ųtö

ụ̀tọ

Wordụ̀tọ
Definitions

Noun

1.taste; the sense of something as felt by the tongue

2.tastiness; sweetness; deliciousness

Adjective

1.tasty; sweet; delicious

Related Term
Word Stem

Examples

Nri a dị ụtọ.

Nri a dị ụtọ.

This food is delicious.

Anụghị m ụtọ ya.

Anụghị m ụtọ ya.

I did not feel its taste.

Ụtọ ofe ahụ mere m jiri rikwuo afọ.

Ụtọ ofe ahụ mere m jiri rikwuo afọ.

The taste of that soup made me overfeed.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.