Nkọwa okwu logo
Beta

ńrí

nri

Wordnri
Definitions

Noun

1.food; any nourishing substance that is eaten or otherwise taken into the body to sustain life

2.meal

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị na-eri nri.

Anyị na-eri nri.

We are eating.

Nne m na-esi nri.

Nne m na-esi nri.

My mother is cooking food.

Anyị zụtara nri n'ụlọnri.

Anyị zụtara nri n'ụlọnri.

We bought food at the restaurant.

Nri anyị gbara ụka.

Nri anyị gbara ụka.

Our food soured.

O riri oke nri ụnyaahụ.

O riri oke nri ụnyaahụ.

He ate a lot of food yesterday.

Onye siri nri a?

Onye siri nri a?

Who cooked this food.

Nri dị mkpa.

Nri dị mkpa.

Food is important.

Nri na-edozi ahụ.

Nri na-edozi ahụ.

Food nourishes the body.

I nyere ewu ndị ahụ nri?

I nyere ewu ndị ahụ nri?

Did you give those goats food?

Nri ahụ agaghị ezu m.

Nri ahụ agaghị ezu m.

That food will not be enough for me.

Onye ga-akwụ ụgwọ nri a?

Onye ga-akwụ ụgwọ nri a?

Who will pay for this food?

Aga m azụta nri n'ụlọnri.

Aga m azụta nri n'ụlọnri.

I will buy food at the restaurant.

Nri ahụ adịghị ụtọ.

Nri ahụ adịghị ụtọ.

That food is not delicious.

Kedụ onye ị sịrị riri nri m?

Kedụ onye ị sịrị riri nri m?

Who did you say eat my food?

Anyị na-esi nri.

Anyị na-esi nri.

We are cooking food.

Ose dị na nri a.

Ose dị na nri a.

There is pepper in this food.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.