Nkọwa okwu logo
Beta

súsù önü

susù ọnụ

Wordsusù ọnụ
Definitions

Active verb

1.kiss

Related Terms
Word Stems

Examples

Ya na nwunye ya na-esusu ọnụ na foto ahụ m sere ha.

Ya na nwunye ya na-esusu ọnụ na foto ahụ m sere ha.

He and his wife were kissing in that picture I took of them.

Chisimdị na-esusu di ya ọnụ ụtụtụ niile tupu ọ gaa ọrụ.

Chisimdị na-esusu di ya ọnụ ụtụtụ niile tupu ọ gaa ọrụ.

Chisimdi kisses her husband every morning before he goes to work.

Ọ dịchaghị mma isusu ọnụ n'etiti igwe mmadụ.

Ọ dịchaghị mma isusu ọnụ n'etiti igwe mmadụ.

It is not that good to kiss in the public.

Isusu ọnụ nwere ike na-ebute ọrịa.

Isusu ọnụ nwere ike na-ebute ọrịa.

Kissing can be causing diseases.

Ndị alụgbeghị onwe ha isusu ọnụ bụ njọ.

Ndị alụgbeghị onwe ha isusu ọnụ bụ njọ.

Kissing of unmarried people is a sin.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.