jú ányá
ju anyā
Word | ju anyā |
Definitions | Active verb 埋目 1.surprise; astonish |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
M ga-eme ihe ga-eju ya anya.
M ga-eme ihe ga-eju ya anya.
I will do something that will surprise hiṃ
Naanị ihe ga-eju anya ka anyị chọrọ ịhụ.
Naanị ihe ga-eju anya ka anyị chọrọ ịhụ.
Only a thing of surprise is what we want to see.
O mere ya ka o ju ha anya.
O mere ya ka o ju ha anya.
He did it to surprise them.
Ihe ọma Chineke meere m na-eju anya.
Ihe ọma Chineke meere m na-eju anya.
The good thing God did for me is surprising.
Ọ kọgidere akụkọ, o juo anya etu o si mara udi ihe a.
Ọ kọgidere akụkọ, o juo anya etu o si mara udi ihe a.
As he told stories, it was supriseing how he knew these things.
Nke a bụ ihe iju anya.
Nke a bụ ihe iju anya.
This is a surprise.
Ihe o mere juru m anya.
Ihe o mere juru m anya.
What he did surprised me.