Nkọwa okwu logo
Beta

áfàńnà

afànnà

Wordafànnà
Definitions

Noun

名穏

1.surname

Variationsahànnà
Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Afanna Nneka bụ Nwachukwu.

Afanna Nneka bụ Nwachukwu.

Nneka's surname is Nwachukwu.

áhàńnà

ahànnà

Wordahànnà
Definitions

Noun

名穏

1.surname

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahanna m bụ Okaạfo.

Ahanna m bụ Okaạfo.

My surname is Okafor.

Dee aha gị na ahanna gị n'akwụkwọ a.

Dee aha gị na ahanna gị n'akwụkwọ a.

Write your name and your surname on this document.

Anyị na-aza otu ahanna.

Anyị na-aza otu ahanna.

We bear the same surname.

O kweghị agwa anyị ahanna ya.

O kweghị agwa anyị ahanna ya.

She refused to tell us her surname.

Obi gbanwere ahanna ya.

Obi gbanwere ahanna ya.

Obi changed his surname.

Gịnị bụ ahanna gị?

Gịnị bụ ahanna gị?

What is your surname?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.