Nkọwa okwu logo
Beta

küpïà

kụpịà

Wordkụpịà
Definitions

Active verb

1.smash into pieces

Variations-kụpìà
Related Terms
Word Stems

Examples

Akụpịala ya.

Akụpịala ya.

Do not smash it.

Were ya kụpịa.

Were ya kụpịa.

Take and smash it

Kụpịaa akwa a.

Kụpịaa akwa a.

Smash this egg.

Ndị uweojii na-akụpịa ugegbe niile a na-ere n'ụzọ.

Ndị uweojii na-akụpịa ugegbe niile a na-ere n'ụzọ.

The police are smashing all the mirror sold on the road into pieces.

Ọ kụpịara ya n'ụtụtụ.

Ọ kụpịara ya n'ụtụtụ.

He smashed it in the morning.

Onye kụpịara ugogbe m?

Onye kụpịara ugogbe m?

Who smash my mirror?

Amaechi kụpịara ụgbọala ya.

Amaechi kụpịara ụgbọala ya.

Amaechi smashed his car into pieces.

Àkwa a nwere ike ịkụpịa.

Àkwa a nwere ike ịkụpịa.

This egg might smash into pieces.

súkpö

sukpọ

Wordsukpọ
Definitions

Active verb

1.dent (especially with a punch)

2.punch an eye or mouth to closure.

Related Terms
Word Stems

Examples

E sukpọrọ Tyson anya n'ọkpọ ahụ.

E sukpọrọ Tyson anya n'ọkpọ ahụ.

Tyson was punched in the eye(such that it closed) in that boxing fight.

E sukpọrọ Tyson imi n'ọkpọ ahụ.

E sukpọrọ Tyson imi n'ọkpọ ahụ.

Tyson was punched on the nose in that boxing fight.

Emeka sukpọrọ ya anya ka ọ nụchara mmanya

Emeka sukpọrọ ya anya ka ọ nụchara mmanya

Emeka damaged his eyes with a punch after drinking.

E ji ọkpọ sukpọọ ya eze.

E ji ọkpọ sukpọọ ya eze.

His teeth were damaged with a punch.

Ọ gwara anyị na ọ bụ nne ya sụkpọrọ ya anya.

Ọ gwara anyị na ọ bụ nne ya sụkpọrọ ya anya.

He told us that it was his mother that punched him.

Egbula oge! Sụkpọọ ya anya.

Egbula oge! Sụkpọọ ya anya.

Don't waste time! Punch his eye.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.