Nkọwa okwu logo
Beta

ányánwü

anyanwụ̄

Wordanyanwụ̄
Definitions

Noun

目日

1.sunlight; sun; sunshine

2.arụ̄sị of the sun (lit. eye of the sun)

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyanwụ apụtabe.

Anyanwụ apụtabe.

The sunlight has not come out.

ánwü

anwụ̄

Wordanwụ̄
Definitions

Noun

1.the sun; sunlight

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anwụ achaghị taa.

Anwụ achaghị taa.

Sun did not shine today.

Anwụ achagbuola ya.

Anwụ achagbuola ya.

The sun has beaten down on her.

Anwụ akpọla akwụkwọ nri a.

Anwụ akpọla akwụkwọ nri a.

Sun has dried this vegetable.

Anwụ apụtala.

Anwụ apụtala.

The sun has come out.

Gbasaa akwa ahụ n'anwụ.

Gbasaa akwa ahụ n'anwụ.

Spread that cloth under the sun

Biko nye m nke anwụ achabeghị.

Biko nye m nke anwụ achabeghị.

Please give me the one that has not being beaten by the sun.

Anwụ anaghị acha nwaanyị a.

Anwụ anaghị acha nwaanyị a.

This lady is not beaten by the sun.

ǫdįdàányánwü

ọ̀dị̀dàanyanwụ̄

Wordọ̀dị̀dàanyanwụ̄
Definitions

Noun

寋員員目日

1.west; the direction where the sun is seen to be going down in the evening

Related Term
Word Stem

Examples

N'ọdịdanyanwụ e si ebubata ọtụtụ ngwaahịa na Naịjria.

N'ọdịdanyanwụ e si ebubata ọtụtụ ngwaahịa na Naịjria.

Many goods are imported into Nigeria from the West.

Mmiri na-ezokarị n'ọdịdaanyanwụ.

Mmiri na-ezokarị n'ọdịdaanyanwụ.

It always rains in the west.

Emeka bi n'ọdịdaanyanwụ Naịjiria.

Emeka bi n'ọdịdaanyanwụ Naịjiria.

Emeka lives in the western part of Nigeria.

Agatubeghị n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa mbụ.

Agatubeghị n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa mbụ.

I have not been to the western part of Nigeria before.

Ada nwetara ọrụ n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa.

Ada nwetara ọrụ n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa.

Ada got a job in the western part of Nigeria.

Nri ndị ọdịdaanyanwụ Naịjiria na-amasị m.

Nri ndị ọdịdaanyanwụ Naịjiria na-amasị m.

I like the delicacies from the western part of Nigeria.

Nri ndị ọdịdaanyanwụ Naịjirịa na-amasị m.

Nri ndị ọdịdaanyanwụ Naịjirịa na-amasị m.

I like the delicacies from the western part of Nigeria.

Ndị Yoroba bi n'ọdịdaanyanwụ Naịjiria.

Ndị Yoroba bi n'ọdịdaanyanwụ Naịjiria.

Yorubas live in the western part of Nigeria.

Obi chọrọ ịlụ onye si n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa.

Obi chọrọ ịlụ onye si n'ọdịdaanyanwụ Naịjirịa.

Obi wants to marry someone from the west of Nigeria.

Uwe ndị ọdịdaanyanwụ Naịjirịa na-amasị m.

Uwe ndị ọdịdaanyanwụ Naịjirịa na-amasị m.

I like the clothing at the western part of Nigeria.

gbá ń'ánwü

gba n'anwụ̄

Wordgba n'anwụ̄
Definitions

Active verb

1.spray under the sun; sundry

Related Terms
Word Stems

Examples

Ikenna na-agba ya n'anwu ugbua.

Ikenna na-agba ya n'anwu ugbua.

Ikenna is spreading it under the sun now.

Gbaa akwa a n'anwụ.

Gbaa akwa a n'anwụ.

Spared this clothe under the sun.

Nne m gbara ọka ahụ n'anwụ.

Nne m gbara ọka ahụ n'anwụ.

My mother spread that corn under the sun.

M ga-agba akwa a n'anwụ.

M ga-agba akwa a n'anwụ.

I will spread this clothe under the sun.

Nkechi na-agba egwusi n'anwụ.

Nkechi na-agba egwusi n'anwụ.

Nkechi is spreading melon under the sun.

Ọ ka mma ịgba azụ a n'anwụ.

Ọ ka mma ịgba azụ a n'anwụ.

It is better to keep this fish under the sun.

òkpúátá

òkpuatā

Wordòkpuatā
Definitions

Noun

1.a hat with a broad rim, especially used when farming to shield from the sun; straw hat

Variationsòkpu atā
Related Terms
Word Stems

Examples

A na-ekpu okpuata maka anwụ.

A na-ekpu okpuata maka anwụ.

The straw hat is worn because of the sun.

Ịkpa okpuata bụ ezigbo ọrụ aka.

Ịkpa okpuata bụ ezigbo ọrụ aka.

To weave straw hat is a good handwork.

Amaara m ka e si akpa okpuata nke ọma.

Amaara m ka e si akpa okpuata nke ọma.

I know how to weave a straw hat very well.

Azụtara m okpuata n'ahịa taata.

Azụtara m okpuata n'ahịa taata.

I bought a straw hat in the market today.

Nna m nwere okpuata ọ na-ekpu oge ọbụla ọ na-aga ugbo.

Nna m nwere okpuata ọ na-ekpu oge ọbụla ọ na-aga ugbo.

My father has a straw hat he wears each time he is going to the farm.

E ji ata akpa okpuata.

E ji ata akpa okpuata.

Straw hat is made from straw.

Oke tariri okpuata m.

Oke tariri okpuata m.

Rat destroyed my straw hat.

Onye na-ere okpuata a?

Onye na-ere okpuata a?

Who is selling this straw hat.

ǹchéḿmírí

ǹchemmīrī

Wordǹchemmīrī
Definitions

Noun

1.umbrella; a device placed over the head for protection against rain or sun

Variationsǹche mmīrī
Related Terms
Word Stems

Examples

Ejighị m nchemmiri pụta.

Ejighị m nchemmiri pụta.

I did not come out with an umbrella.

Eze nyere anyị nchemmiri ise.

Eze nyere anyị nchemmiri ise.

Eze gave us five umbrellas.

Eze nyere anyị nchemmiri ise.

Eze nyere anyị nchemmiri ise.

Eze gave us five umbrellas.

Ikuku mebiri nchemmiri ya.

Ikuku mebiri nchemmiri ya.

Breeze spoilt his umbrella.

Nwoke ahụ kpu okpu ma jiri nchemmiri.

Nwoke ahụ kpu okpu ma jiri nchemmiri.

That man is wearing a hat and also holding an umbrella.

Ejighị m nchemmiri pụta.

Ejighị m nchemmiri pụta.

I did not come out with an umbrella.

Nchemmiri galara ọnu n'ahịa.

Nchemmiri galara ọnu n'ahịa.

Umbrella is costly in the market.

Nwoke ahụ kpu okpu ma jiri nchemmiri.

Nwoke ahụ kpu okpu ma jiri nchemmiri.

That man is wearing a hat and also holding an umbrella.

mị

Wordmị
Definitions

Active verb

1.make food loose moisture, by exposing it to heat (fire or sun) or smoke, in order to preserve it; dry; smoke

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O kwesịrị ịmị ya bụ anụ ka ọ ghara imebi.

O kwesịrị ịmị ya bụ anụ ka ọ ghara imebi.

He's supposed to smoke the meat so that it does not spoil.

A mịrị ya n'ọkụ tupu e buru ya gaa ahịa.

A mịrị ya n'ọkụ tupu e buru ya gaa ahịa.

It was dried on fire before it was taken to the market.

Nne m na-amị azụ.

Nne m na-amị azụ.

My mother dries/roasts fish.

Nna m na-ata naanị anụ a mịrị amị.

Nna m na-ata naanị anụ a mịrị amị.

My father eats only dried meat.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.