Nkọwa okwu logo
Beta

kpö òkù

kpọ òkù

Wordkpọ òkù
Definitions

Active verb

憾清

1.call out for attention

2.summon; invite

Related Terms
Word Stems

Examples

A kpọrọ anyị oku na be eze.

A kpọrọ anyị oku na be eze.

We were summoned at the king's place.

A ga-akpọ gị oku ma o sie ike.

A ga-akpọ gị oku ma o sie ike.

You will be summoned if it becomes difficult.

Ọ maghị mgbe nne ya na-akpọ ya oku.

Ọ maghị mgbe nne ya na-akpọ ya oku.

She didn't know when her mother was calling for her attention.

Ihere agaghị eme onye na-akpọ Chukwu oku n' okwukwe.

Ihere agaghị eme onye na-akpọ Chukwu oku n' okwukwe.

Anyone who calls on God in faith won't be put to shame

Kpọọ ya oku n' oke olu.

Kpọọ ya oku n' oke olu.

Call him with a loud voice.

Gịnị mere ị ji akpọ ya oku.

Gịnị mere ị ji akpọ ya oku.

Why are you calling her.

Ịkpọ ya oku etu ahụ egosighị nsọpụrụ.

Ịkpọ ya oku etu ahụ egosighị nsọpụrụ.

Calling her like that does disrespect.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.