Nkọwa okwu logo
Beta

sųgbú

sụ̀gbu

Wordsụ̀gbu
Definitions

Active verb

周恩

1.stab to death

Related Terms
Word Stems

Examples

A sụgburu ya na be ya.

A sụgburu ya na be ya.

He was stabbed to death in his house.

Ọ gbapụrụ n'ụlọ oge ọ chọrọ ịsụgbu ya.

Ọ gbapụrụ n'ụlọ oge ọ chọrọ ịsụgbu ya.

She ran out of the house when he wanted to stab her to death.

Ọ gbara ama ụgha na ọ bụ ya sụgburu ya.

Ọ gbara ama ụgha na ọ bụ ya sụgburu ya.

He bore a false witness that he stabbed him to death.

Akụziri ndị ohi ahụ etu esi na-asụgbu ndị mmadụ.

Akụziri ndị ohi ahụ etu esi na-asụgbu ndị mmadụ.

Those robbers were taught how to stab people.

O ji mma ekwu sụgbuo onye bịara igbu ya.

O ji mma ekwu sụgbuo onye bịara igbu ya.

She stabbed her attacker to death with kitchen knife.

Anene na-asụgbu nwunye ya mgbe e jidere ya.

Anene na-asụgbu nwunye ya mgbe e jidere ya.

Anene was stabbing his wife when he was caught.

Gịnị ka i ji sụgbuo ya?

Gịnị ka i ji sụgbuo ya?

What did you use to stab him to death?

O nwere ike isugbu ya ma e jideghi ya.

O nwere ike isugbu ya ma e jideghi ya.

He may stab him to death.

Onye sugburu nwoke a?

Onye sugburu nwoke a?

Who stabbed this man to death?

Okafọ ga-asugbu nwunye ya ma anyị hapụ ya.

Okafọ ga-asugbu nwunye ya ma anyị hapụ ya.

Okafo will stab his wife to death if we leave him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.