Nkọwa okwu logo
Beta

kpágbú

kpagbu

Wordkpagbu
Definitions

Active verb

1.choke; suffocate

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ekwekwala ka ihe ahụ kpagbuo nwa ahụ.

Ekwekwala ka ihe ahụ kpagbuo nwa ahụ.

Don't allow that thing to suffocate that child.

Ọ kpagbuo ya, biko gwa m.

Ọ kpagbuo ya, biko gwa m.

If it chokes it to death, let me know.

E nweghị ikuku nwere ike ịkpagbu ya.

E nweghị ikuku nwere ike ịkpagbu ya.

Lack of ventilation can suffocate him.

Eriri ji ahụ kpagburu akwụkwọ nri m.

Eriri ji ahụ kpagburu akwụkwọ nri m.

The yam tendrils choked my vegetables.

Ihe ahụ ga-akpagbu gị.

Ihe ahụ ga-akpagbu gị.

That thing will choke you.

Isì igwe a na-akpagbu m.

Isì igwe a na-akpagbu m.

The smell of this metal chokes me.

O nweghị ihe na-akpagbu ya.

O nweghị ihe na-akpagbu ya.

There is nothing that is choking it.

Wepụ ya ebe ahụ, ka ọ ghara ịkpagbu ya.

Wepụ ya ebe ahụ, ka ọ ghara ịkpagbu ya.

Remove it there, to avoid suffocating it.

kwügbú

kwụgbu

Wordkwụgbu
Definitions

Active verb

謹恩

1.kill by hanging

2.suffocate by smoke

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha kwụgburu ya maka o zuru ohi.

Ha kwụgburu ya maka o zuru ohi.

They killed him by hanging because of he stole.

Anwụrụọkụ ga-akwụgbu gị ma ifeghị ya ikuku.

Anwụrụọkụ ga-akwụgbu gị ma ifeghị ya ikuku.

Smoke might suffocate you if you don't fan it.

Ndi ntorobịa na-akwụgbu onye ohi ahụ mgbe m hụrụ ha.

Ndi ntorobịa na-akwụgbu onye ohi ahụ mgbe m hụrụ ha.

The youths were hanging the thief to death when I meet them.

Ha kwụgburu nwoke ahụ.

Ha kwụgburu nwoke ahụ.

They killed that man by hanging.

Ịkwụgbu onye enweghị ihe o mere adịghi mma.

Ịkwụgbu onye enweghị ihe o mere adịghi mma.

To kill anyone who didn't commit any crime by hanging is very bad.

Kwụgbuo ogbu mmadụ ọbụla n'ebe ahụ.

Kwụgbuo ogbu mmadụ ọbụla n'ebe ahụ.

Kill every murderer you there.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.