Nkọwa okwu logo
Beta

gbò ḿkpà

gbò mkpà

Wordgbò mkpà
Definitions

Active verb

1.relieve need; satisfy want; suffice; be useful

2.be useful

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka gboro mkpa ụmụ akwụkwọ ahụ oge o letera ha.

Emeka gboro mkpa ụmụ akwụkwọ ahụ oge o letera ha.

Emeka satisfied those children's needs when he visited.

Igbo mkpa bụ ọrụ anyị n'ụlọ a.

Igbo mkpa bụ ọrụ anyị n'ụlọ a.

To be useful is our responsibility in this house.

Ego ahụ gboro mkpa m.

Ego ahụ gboro mkpa m.

That money was useful to me.

Ọ bụ Chukwu na-egbo mkpa m.

Ọ bụ Chukwu na-egbo mkpa m.

It is God that satisfies my want.

Gboo mkpa ndị a ugbua!

Gboo mkpa ndị a ugbua!

Satisfy these needs now!

Ọ ga-egbo mkpa ya ma o kwere lụọ ya.

Ọ ga-egbo mkpa ya ma o kwere lụọ ya.

He will relieve her needs if she agrees to marry him.

I kweghị ka m gboo mkpa gị.

I kweghị ka m gboo mkpa gị.

You did not allow me to relieve your needs.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.