ṃbèrèdé
m̀bèrède
Word | m̀bèrède |
Definitions | Adverb 寑題 1.occurring or happening quickly without warning or unexpectedly; sudden Noun 1.suddenness; without notice |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O mere na mberede.
O mere na mberede.
It happened suddenly.
Ihe niile mere na mberede.
Ihe niile mere na mberede.
Everything happened suddenly.
Ide mmiri ahụ bịakwutere ha na mberede.
Ide mmiri ahụ bịakwutere ha na mberede.
The flood met them unawares.
Ndị ọbịa ahụ bịara na mberede.
Ndị ọbịa ahụ bịara na mberede.
The visitors came unexpectedly.
O mere na mberede.
O mere na mberede.
It happened suddenly.
Chukwu ga-abịa na mberede.
Chukwu ga-abịa na mberede.
God will come unawares.
Ihe mberede karịrị ugbua.
Ihe mberede karịrị ugbua.
There are too many accidents now.
Ọ nwụrụ ọnwụ mberede.
Ọ nwụrụ ọnwụ mberede.
He died a sudden death.
Ijenwa wụchiri na mberede.
Ijenwa wụchiri na mberede.
Ijenwa appeared suddenly.
Ọ dara mberede.
Ọ dara mberede.
It happened suddenly.
Mberede ka e ji ama dike.
Mberede ka e ji ama dike.
Suddenness defines a hero.
Dị na njikere oge niile maka ihe mberede.
Dị na njikere oge niile maka ihe mberede.
Be prepared all the time to control sudden things.
Ada zutere anyị na mberede.
Ada zutere anyị na mberede.
Ada met us suddenly.
Ọ dara anyị mberede.
Ọ dara anyị mberede.
It took us unaware.
Ihe mberede ahụ mere n'ụtụtụ.
Ihe mberede ahụ mere n'ụtụtụ.
The sudden incident took place in the morning.
O mere na mberede.
O mere na mberede.
It happened all of a sudden.
Achọghị m ka ịbịa na mberede, kama kpọọ m n'oge.
Achọghị m ka ịbịa na mberede, kama kpọọ m n'oge.
I don't want you to come out of suddenness, instead call me on time.
Na mberede ahụ ka ọkụ gbara ya.
Na mberede ahụ ka ọkụ gbara ya.
The fire incident happened at that sudden.
Ihe ọsọ na-eme na mberede
Ihe ọsọ na-eme na mberede
The cause of any run is always a sudden matter