ǹtümádï
ǹtụmādị̄
| Word | ǹtụmādị̄ |
| Definitions | Noun 1.suddenly; unexpectedly |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị ọgọ anyị bịakwutere anyị na ntụmadị.̣
Ndị ọgọ anyị bịakwutere anyị na ntụmadị.̣
Our in-laws visited us unexpectedly.
E jidere onyeohi ahụ na ntụmadị
E jidere onyeohi ahụ na ntụmadị
The thief was caught unexpectedly.
O mere na ntụmadị
O mere na ntụmadị
It happened suddenly.
kúbì
kubì
| Word | kubì |
| Definitions | Active verb 彰韻 1.stop breathing (suddenly) |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ntụtụ a gbara ya mere ka o kubie.
Ntụtụ a gbara ya mere ka o kubie.
The injection given to him made him to stop breathing.
Agwakwala nne gị ihe mere ka ọ ghara ikubi ume.
Agwakwala nne gị ihe mere ka ọ ghara ikubi ume.
Don't tell your mother what happened so she won't have a heart attack (stop breathing suddenly).
Onye na-ekubi?
Onye na-ekubi?
Who is stopping to breath?
O kubie, e lie ya.
O kubie, e lie ya.
If he stops breathing, he will be buried.
Ọ chọrọ ikubi?
Ọ chọrọ ikubi?
She wants to stop breathing.
O kubiri ozugbo a gbara ya egbe.
O kubiri ozugbo a gbara ya egbe.
He stopped breathing immediately he was shot.
Ọ ga-ekubi ma iwepụ ihe a n'imi ya.
Ọ ga-ekubi ma iwepụ ihe a n'imi ya.
He will stop breathing if you remove this thing from his nose.
Kpọghee windo, mmadụ ga-ekubi.
Kpọghee windo, mmadụ ga-ekubi.
Open the window, somebody will stop breathing.
Adanna na-ekubi mgbe dọkịta bịara.
Adanna na-ekubi mgbe dọkịta bịara.
Ada was stopping to breath when the doctor arrived.
bà
bà
| Word | bà |
| Definitions | Active verb 1.spring or swoop suddenly on someone so as to hug or attack the person |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bara m ozugbo ọ hụrụ m.
Ọ bara m ozugbo ọ hụrụ m.
She pounced on me immediately she saw me.