ükpörö
ụkpọrọ̄
Word | ụkpọrọ̄ |
Definitions | Noun 1.sound, especially subtle or breaking a silence |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anụghị m ụkpọrọ ọbụla.
Anụghị m ụkpọrọ ọbụla.
I did not hear any sound.
üñàrà
ụṅàrà
Word | ụṅàrà |
Definitions | Noun 1.movement, especially subtle; 2.sign of being alive or active |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Emela ụṅara ma eruo ebe ahụ n'ejije.
Emela ụṅara ma eruo ebe ahụ n'ejije.
Don't make a movement when we reach that side in the drama.
Aka ya na-eme ụṅara.
Aka ya na-eme ụṅara.
His hand is moving.
Ọdụ ngwere ahụ na-eme ụṅara.
Ọdụ ngwere ahụ na-eme ụṅara.
The lizard's tail is making a subtle movement.
Ọ bụ maka o meghị ụṅara mere anyị jiri chee na ọ nwụọla.
Ọ bụ maka o meghị ụṅara mere anyị jiri chee na ọ nwụọla.
It was because it didn't show any sign of being alive made us think it was dead
Anyị mere ụṅara ka a mara na anyị nọ.
Anyị mere ụṅara ka a mara na anyị nọ.
We made some sounds for them to know that we are still around.
Amadi na-eme ụṅara.
Amadi na-eme ụṅara.
Amadi is giving some signs.
Were osisi ahụ kụọ ya ọzọ ma o mee ụṅara.
Were osisi ahụ kụọ ya ọzọ ma o mee ụṅara.
Hit it again with the stick if it moves.
Achọghị m ime ụṅara.
Achọghị m ime ụṅara.
I do not want to make any sound.