Nkọwa okwu logo
Beta

lụ̀

Wordlụ̀
Definitions

Active verb

1.fight; strive

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ lụrụ ya.

Ọ lụrụ ya.

She survived (by striving) it.

Ha na-alụ ọgụ mgbe m hụrụ ha.

Ha na-alụ ọgụ mgbe m hụrụ ha.

They were fighting when i saw them.

Ndị enyi m lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

Ndị enyi m lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

My friends fought in school.

Ha na-alụ ọgụ.

Ha na-alụ ọgụ.

They are fighting.

Di na nwunye a na-alụ ọgụ oge niile.

Di na nwunye a na-alụ ọgụ oge niile.

This couple fight all the time.

Ị lụọ ọgụ, a pịa gị ụtarị.

Ị lụọ ọgụ, a pịa gị ụtarị.

If you fight, you'll be flogged.

Onye lụrụ ọgụ?

Onye lụrụ ọgụ?

Who fought?

A chụrụ ndị lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

A chụrụ ndị lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

The people that fought were expelled.

gbá ḿbǫ

gbā m̄bọ̀

Wordgbā m̄bọ̀
Definitions

Active verb

1.strive; try hard; be enterprising; be industrious

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Chinemerem na-agba mbọ.

Chinemerem na-agba mbọ.

Chinemerem is industrious.

Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya

Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya

If a person can become wealthy through their mouth, then a mad person would be the greatest amongst his kinsmen.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.