áká íkē
aka ikē
| Word | aka ikē |
| Definitions | Noun 1.stinginess 2.rigid discipline 3.rigid discipline 4.strictness 5.force; violence enforces rigid discipline in his town |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Emeka bụ onye aka ike
Emeka bụ onye aka ike
Emeka is a stingy person
O ji aka Ike wee nara Chike ego ahụ
O ji aka Ike wee nara Chike ego ahụ
He forcefully collected that money from Chike
Ejikwala aka ike wee zụọ ụmụ gị.
Ejikwala aka ike wee zụọ ụmụ gị.
Do not raise your children in a strict manner.