Nkọwa okwu logo
Beta

kpáfù

kpafù

Wordkpafù
Definitions

Active verb

1.go astray; stray and get lost especially while paying attention to something else

Related Term
Word Stem

Examples

Nwata a nwere ike ịkpafu.

Nwata a nwere ike ịkpafu.

This child might go astray.

Emeka esila n'ụzọ ndụ kpafuo.

Emeka esila n'ụzọ ndụ kpafuo.

Emeka has gone astray from the way of life.

Ewu ha kpafuru.

Ewu ha kpafuru.

Their goat went astray.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpafu.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpafu.

I saw him where he was straying.

Ụmụaka azụghị nke ọma na-akpafu na mahadum.

Ụmụaka azụghị nke ọma na-akpafu na mahadum.

Children that were not properly trained go astray at the university.

Nchedo ga-akpafu na mba ahụ.

Nchedo ga-akpafu na mba ahụ.

Nchedo will get lost in that city.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.