Nkọwa okwu logo
Beta

hïgbú

hịgbu

Wordhịgbu
Definitions

Active verb

1.strangle to death; strangle

Related Terms
Word Stems

Examples

A hịgburu ya na ngwụcha.

A hịgburu ya na ngwụcha.

He was strangled to death at the end.

Ka ndị uweojii mesịrị nnyocha, ha chọpụtara na ọ hịgburu nna ya.

Ka ndị uweojii mesịrị nnyocha, ha chọpụtara na ọ hịgburu nna ya.

After the police investigation, they discovered that he strangled his father to death.

Hapụ ya! Ị ga-ahịgbu ya.

Hapụ ya! Ị ga-ahịgbu ya.

Leave her! You will strangle her.

Ọ maghị oge o ji hịgbu o ya.

Ọ maghị oge o ji hịgbu o ya.

He doesn't know when he strangled her to death.

Ekperima ahụ bịara n'ụlọ ya higbuo ya.

Ekperima ahụ bịara n'ụlọ ya higbuo ya.

That criminal came to his house and strangled him to death.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.