Nkọwa okwu logo
Beta

únè

unè

Wordunè
Definitions

Noun

1.calabash for storing wine

Related Term
Word Stem

Examples

Une mmanya nke a buru ibu.

Une mmanya nke a buru ibu.

This wine calabash is big.

Une mmanya etiwala

Une mmanya etiwala

The wine calabash has broken

Bunye ya une mmanya ahụ.

Bunye ya une mmanya ahụ.

Give him that wine calabash

Kedụ ka mmaya dị n'une ahụ gha?

Kedụ ka mmaya dị n'une ahụ gha?

What is the quantity of the drink in the wine calabash.

Okoye bunyere ha une mmanya anọ.

Okoye bunyere ha une mmanya anọ.

Okoye gave them four calabashes of wine.

Gịnị ka iji une mmanya a eme?

Gịnị ka iji une mmanya a eme?

What are you doing with this wine calabash?

Nye m une mmanya ahụ.

Nye m une mmanya ahụ.

Give me that wine calabash.

Achọrọ m une mmanya atọ.

Achọrọ m une mmanya atọ.

I need three wine calabashes.

Onye nwe une mmanya a?

Onye nwe une mmanya a?

Who has this wine calabash?

ńgïgá

ngị̄gā

Wordngị̄gā
Definitions

Noun

1.iron, roundish basket with a lid for storing fish and food items

Related Term
Word Stem

Examples

Ị maara etu esi akpa ngịga?

Ị maara etu esi akpa ngịga?

Do you know how to weave iron basket?

Ngịga a so na ihe eji lụta nne m.

Ngịga a so na ihe eji lụta nne m.

This iron basket is among the items my mother was married with.

Azụ dị na ngịga.

Azụ dị na ngịga.

There is fish in the iron basket.

Wetara m ngịga n'useekwu.

Wetara m ngịga n'useekwu.

Bring the iron basket from the kitchen.

Ngịga anyị emela ochie.

Ngịga anyị emela ochie.

Oue iron basket is old.

kǫḿpútà

kọ̀mputà

Wordkọ̀mputà
Definitions

Noun

1.an electronic device or machine that can be used for collection, storing, receiving and organising different kinds of information; computer

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ zụrụ kọmputa ọhụrụ maka ọrụ ya.

Ọ zụrụ kọmputa ọhụrụ maka ọrụ ya.

He or she bought a new computer because of his or her job.

ǹkàtà

ǹkàtà

Wordǹkàtà
Definitions

Noun

1.a bowl shaped container, typically made of interwoven strips, that is used for carrying, sieving, or storing things; basket

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.

Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.

Oluchi is carrying those fruits in a basket.

Butere m nkata ahụ ebe a.

Butere m nkata ahụ ebe a.

Bring that basket here.

Nne ya na-akpa nkata.

Nne ya na-akpa nkata.

Her mother weaves basket.

Ahụrụ m ya ka o bu nkata eje ugbo.

Ahụrụ m ya ka o bu nkata eje ugbo.

I saw her going to the farm with a basket.

Nnenna zụrụ nkata ọhụrụ.

Nnenna zụrụ nkata ọhụrụ.

Nnenna bought a new basket.

ùdù

ùdù

Wordùdù
Definitions

Noun

1.pot; clay pot; a one or two armed pot with a wide mouth, narrow neck and a big protruded spherical body mostly used for storing water

2.Igbo musical instrument, in the form of a clay pot, used to achieve a low end

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Buru udu ahụ nke ọma.

Buru udu ahụ nke ọma.

Carry that clay pot well.

Udu m akụwala.

Udu m akụwala.

My clay pot has broken.

Udu anaghị ata nchara.

Udu anaghị ata nchara.

Clay pot doesn't rust.

Otiegwu, kụọrọ m udu.

Otiegwu, kụọrọ m udu.

Music player beat udu for me.

Udu bụ ngwa egwu.

Udu bụ ngwa egwu.

Udu is a musical instrument.

Ọ zụrụ udu ọhụrụ.

Ọ zụrụ udu ọhụrụ.

He bought a new clay pot.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.