àkáǹshį
àkaǹshị̀
Word | àkaǹshị̀ |
Definitions | Noun 1.dwarf, short stature and stocky |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Akanshị ahụ na-atọ ọchị.
Akanshị ahụ na-atọ ọchị.
That dwarf is funny.
Ọ bụ akanshị juru obodo ha.
Ọ bụ akanshị juru obodo ha.
Dwarfs are many in their village.
Egbuna bụ akanshị.
Egbuna bụ akanshị.
Egbuna is a dwarf.
Ndị akanshị na-enwekarị nnukwu isi.
Ndị akanshị na-enwekarị nnukwu isi.
Dwarfs usually have big head.
Anyị nwere akanshị abụọ n'ụlọ anyị.
Anyị nwere akanshị abụọ n'ụlọ anyị.
We have two dwarfs in our house.
Tụọ ndị akanshị ụjọ.
Tụọ ndị akanshị ụjọ.
Be scared of dwarfs
Nwoye mụrụ akanshi.
Nwoye mụrụ akanshi.
Nwoye gave birth to a dwarf.
Akanshi ahụ maara agba egwu.
Akanshi ahụ maara agba egwu.
That dwarf knows how to dance.
Anyị na akanshị bakọrọ moto.
Anyị na akanshị bakọrọ moto.
We entered the same bus with a dwarf.
Akanshị mara m ụra.
Akanshị mara m ụra.
A dwarf slapped me.
Onyenkụzi m bụ akanshi.
Onyenkụzi m bụ akanshi.
My teacher is a dwarf.
Ibe bụ akanshi.
Ibe bụ akanshi.
Ibe is a dwarf.
Ọ na-alụ akanshị.
Ọ na-alụ akanshị.
He is marrying a dwarf.
Ugo bụ akanshị mana ọ mara mma.
Ugo bụ akanshị mana ọ mara mma.
Ugo is a dwarf but she is beautiful.