üdárà
ụdarà
| Word | ụdarà |
| Definitions | Noun 㣈 1.African Star-apple (Chrysophyllum Albidum) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
E nweghị onye ma mgbe osisi ụdara a ga-amị ọzọ.
E nweghị onye ma mgbe osisi ụdara a ga-amị ọzọ.
Nobody knows when this African star apple tree will produce again.
Anyị nwere osisi ụdara.
Anyị nwere osisi ụdara.
We have African star apple tree.
A gwara nwaanyị ahụ di ime ka ọ na-aracha ụdara.
A gwara nwaanyị ahụ di ime ka ọ na-aracha ụdara.
The pregnant woman was told to be licking Africa star Apple.
Ụdara ahụ achabeghị acha.
Ụdara ahụ achabeghị acha.
That Africa star apple is not ripe.
Ụdara na-agwọ ọrịa.
Ụdara na-agwọ ọrịa.
African star apple cures sickness.
Ha zururu ụdara m.
Ha zururu ụdara m.
They stole my African star apple.
Onye nwe ụdara a?
Onye nwe ụdara a?
Who has this African star apple?
kpákpáǹdò
kpakpaǹdò
| Word | kpakpaǹdò |
| Definitions | Noun 拾拾 1.the luminous, incandescent bodies which are seen in the night sky; star |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-amasị m ikiri kpakpando n'igwe.
Ọ na-amasị m ikiri kpakpando n'igwe.
I love to look at the stars in the sky.
Ọ bụghị kpakpando niile na-enwu ọkụ.
Ọ bụghị kpakpando niile na-enwu ọkụ.
It is not all stars that illuminates.
Anaghị agụta kpakpando ọnụ.
Anaghị agụta kpakpando ọnụ.
The stars are uncountable.
Ọ bụ kpakpando gosiri ndị̣ mara ihe ebe a mụrụ Kraist.
Ọ bụ kpakpando gosiri ndị̣ mara ihe ebe a mụrụ Kraist.
It was the stars that showed the wise men where Christ was born.
Kpakpando apụtaghị taa maka na mmiri zoro.
Kpakpando apụtaghị taa maka na mmiri zoro.
The stars did not come out today because it rained.