chìchà
chìchà
| Word | chìchà |
| Definitions | Noun 1.wipe or clean, especially difficult stain that requires more pressure; erase 2.bruise (skin peel) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
M ga-echicha nke a ma see ọzọ.
M ga-echicha nke a ma see ọzọ.
I will erase this one and draw another one.
gbú
gbu
| Word | gbu |
| Definitions | Active verb 恩 1.take a life; kill 2.divide or make an opening with the sharp edge of a knife; cut 3.stain |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
M ga-egbu anwụnta ahụ.
M ga-egbu anwụnta ahụ.
I will kill this mosquito.
Mmanụ gburu akwa m.
Mmanụ gburu akwa m.
Oil stained my cloth.
O gburu mma n'aka.
O gburu mma n'aka.
He cut his hand with knife.
ńchà
nchà
| Word | nchà |
| Definitions | Noun 飢 1.soap; a substance whose lather helps lift stains off materials |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ada ma ka e si eme ncha.
Ada ma ka e si eme ncha.
Ada knows how to make soap.
Ncha ahụ dị ọnụ.
Ncha ahụ dị ọnụ.
That soap is costly.
Agara m ụlaahịa ịzụ ncha.
Agara m ụlaahịa ịzụ ncha.
I went to the store to buy soap.
A na-eji ncha asa akwa.
A na-eji ncha asa akwa.
Soap is used for washing clothes.
Ncha ahụ nwere isi ọma.
Ncha ahụ nwere isi ọma.
That soap smells nicely.
Ncha ahụ na-agbọ agbọ.
Ncha ahụ na-agbọ agbọ.
The soap foams.