Nkọwa okwu logo
Beta

ösų

ọsụ̀

Wordọsụ̀
Definitions

Noun

1.squeaky sound made by sucking in air through the gaps between a clinched upper and lower teeth especially to show dissatisfaction

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Adaego mara ọsụ mgbe m gwara ya na agaghị m abịa n'oge.

Adaego mara ọsụ mgbe m gwara ya na agaghị m abịa n'oge.

Adaego hissed when I told her that I won't come on time.

Kwụsị ima ọsụ.

Kwụsị ima ọsụ.

Stop hissing.

Ịma ọsụ amarala ya ahụ.

Ịma ọsụ amarala ya ahụ.

Hissing has become part of her.

Onye mara ọsụ?

Onye mara ọsụ?

Who hissed?

Gịnị mere iji maa ọsụ?

Gịnị mere iji maa ọsụ?

Why did you hiss?

Ọ na amakarị ọsụ mgbe ọbụla e ziri ya ozi.

Ọ na amakarị ọsụ mgbe ọbụla e ziri ya ozi.

She hisses each time she is sent on an errand.

Ọ na-amasị ya ịma ọsụ.

Ọ na-amasị ya ịma ọsụ.

She likes hissing.

Ụmụaka azụghị azụ na-amakarị ọsụ.

Ụmụaka azụghị azụ na-amakarị ọsụ.

Children without home training usually hiss.

má ösų

ma ọsụ̀

Wordma ọsụ̀
Definitions

Active verb

1.hiss; make a squeaky sound by forcefully sucking in air through the gap between a tight closed teeth, especially to show disappointment (typically African)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ezinnwa mara ọsụ mgbe ụgbọ hara ya.

Ezinnwa mara ọsụ mgbe ụgbọ hara ya.

Ezinwa hissed when the vehicle left her

Ọ chọrọ ịma ọsụ mgbe ọ hụsuru ya.

Ọ chọrọ ịma ọsụ mgbe ọ hụsuru ya.

She wanted to hiss when she first saw it.

Amakwala ọsụ.

Amakwala ọsụ.

Do not sigh.

Ọ na-ama ọsụ ma a baara ya mba.

Ọ na-ama ọsụ ma a baara ya mba.

She sighs disrespectfully whenever she is chided

Ọ na-ama ọsụ ma a gharịpụ ya.

Ọ na-ama ọsụ ma a gharịpụ ya.

She hisses when she gets disappointed.

Ọ ga-ama ọsụ ma ọ mata na ihe i wetara ebughị ibu.

Ọ ga-ama ọsụ ma ọ mata na ihe i wetara ebughị ibu.

He will hiss if he realizes that what you brought is not big.

Ekwekwaka ka ọ maa ọsụ.

Ekwekwaka ka ọ maa ọsụ.

Do not allow her to sigh.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.