rídà
ridà
Word | ridà |
Definitions | Active verb 1.cause someone to spend all he has; squander profit |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwaanyị ahụ na-erida akụ nna ya.
Nwaanyị ahụ na-erida akụ nna ya.
That lady is squandering her father's wealth.
Ideke na-erida ego ahịa mmadu.
Ideke na-erida ego ahịa mmadu.
Ideke squanders people's capital.
Emeka ridara ego o ji azụ ahịa.
Emeka ridara ego o ji azụ ahịa.
Emeka squandered his business money.
Onye ridaa nke ya, ya alawa.
Onye ridaa nke ya, ya alawa.
Anyone who spends all he has, will go home like that.
Ụmụnwaanyị chọrọ irida ego m.
Ụmụnwaanyị chọrọ irida ego m.
Ladies wants to squander my money.
Ihe ga-erida ego a abịabeghị.
Ihe ga-erida ego a abịabeghị.
What will make you spend all you have has not arrived yet.
Irida ego ahịa mmadụ adịghị mma.
Irida ego ahịa mmadụ adịghị mma.
To sqaunder one's capital is bad.
Ha ridara nwokorobịa ahụ.
Ha ridara nwokorobịa ahụ.
They made that young man spend all he has.