ǫkpų
ọ̀kpụ̀
| Word | ọ̀kpụ̀ |
| Definitions | Noun 1.point (sport); goal |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ha nwetara ọkpụ atọ n'egwureegwu nke ikpaazụ.
Ha nwetara ọkpụ atọ n'egwureegwu nke ikpaazụ.
They got three points in the last game.
ńkírí
nkiri
| Word | nkiri |
| Definitions | Noun 1.watching, looking, spectating [especially at a sporting event] |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nkiri bọọlụ na-amasị ya.
Nkiri bọọlụ na-amasị ya.
He likes watching football.
Nkiri tiivii oge niile adịchaghị mma.
Nkiri tiivii oge niile adịchaghị mma.
Watching television all the time is not all that good.
Ọ na-eme ihe nkiri.
Ọ na-eme ihe nkiri.
He is an actor.
Uche gwara ya na ha niile bụ nkiri nkiri.
Uche gwara ya na ha niile bụ nkiri nkiri.
Uche told him that all of them can be watched.
ǫkáḿgbá
ọ̀kam̄gbā
| Word | ọ̀kam̄gbā |
| Definitions | Noun 1.wrestler; a person who takes part in wrestling, especially for sport |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nna ya bụ ọkamgba.
Nna ya bụ ọkamgba.
His father is a wrestler.
Anyị na-eche ọkamgba obodo anyị.
Anyị na-eche ọkamgba obodo anyị.
We are waiting for our village wrestler.
Ọ bụ ọkamgba ama ama.
Ọ bụ ọkamgba ama ama.
He is a popular wrestler.
Ọkamgba ahụ tozuru iso lụọ ọgụ.
Ọkamgba ahụ tozuru iso lụọ ọgụ.
That wrestler is qualified to join the fight.
O nweghị ọkamgba siri ike ka Kiliwi Nwachukwu.
O nweghị ọkamgba siri ike ka Kiliwi Nwachukwu.
There is no wrestler that is as strong as Kiliwi Nwachukwu.
Azụ ọkamgba ahụ ruru ala.
Azụ ọkamgba ahụ ruru ala.
The back of the wrestler touched the ground.
Na mgbe ochie, ụmụagbọghọ na-achọ ka ha lụọ ọkamgba.
Na mgbe ochie, ụmụagbọghọ na-achọ ka ha lụọ ọkamgba.
In the olden days, ladies desire to marry a wrestler.
òtíḿkpú
òtim̄kpū
| Word | òtim̄kpū |
| Definitions | Noun 寍紀気 1.someone traditionally responsible for praising a prominent or revered person; someone who eulogizes another 2.fan (sports and entertainment); hype man; supporter |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Abụ m otimkpu gị.
Abụ m otimkpu gị.
I am your fan.
Enweghị m otimkpu.
Enweghị m otimkpu.
I have no fan.
Ole ndị bụ otimkpu ya?
Ole ndị bụ otimkpu ya?
Which people are his fans?
E gburu ndị otimkpu ya.
E gburu ndị otimkpu ya.
His fans were killed.
Otimkpu a na-eme ọfụma.
Otimkpu a na-eme ọfụma.
This praise singer is doing well.
Ndị otimkpu ya na-enye nsogbu.
Ndị otimkpu ya na-enye nsogbu.
His supporters are problematic.
A na-akwụ ndị otimkpu ezigbo ụgwọ.
A na-akwụ ndị otimkpu ezigbo ụgwọ.
Hype men are paid very well.
égwùrēégwú
egwùreegwū
| Word | egwùreegwū |
| Definitions | Noun 寈伺r伺 1.play (fun) 2.game; sport |
| Variations | egwùregwū |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Egwureegwu nke taata masịrị m.
Egwureegwu nke taata masịrị m.
I liked today's game.
Bịa ka anyị gwuo egwureegwu.
Bịa ka anyị gwuo egwureegwu.
Come let us play.
Egwureegwu na-atọ ụmụaka ụtọ nke ukwuu.
Egwureegwu na-atọ ụmụaka ụtọ nke ukwuu.
Children enjoy playing a lot.
Naanị egwureegwuu ka ọ rụrụ taa.
Naanị egwureegwuu ka ọ rụrụ taa.
Only play is what he did today.
Aghọtaghị m ụdị egwureegwu a.
Aghọtaghị m ụdị egwureegwu a.
I don't understand this kind of games.
Ihe niile abụghị egwureegwu.
Ihe niile abụghị egwureegwu.
Everything is not play.
böǫlų
bọọ̀lụ̀
| Word | bọọ̀lụ̀ |
| Definitions | Noun 1.ball (the object used in sports) 2.football (soccer) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Bọọlụ ha nọ n'okpuru oche ahụ.
Bọọlụ ha nọ n'okpuru oche ahụ.
Their ball is under that chair.
Nwanne ya na-agba bọọlu.
Nwanne ya na-agba bọọlu.
Her sibling plays football.
O sere bọọlụ n'ahụ aja.
O sere bọọlụ n'ahụ aja.
He drew ball on the wall.
Zụtara anyị bọọlụ ọhụrụ.
Zụtara anyị bọọlụ ọhụrụ.
Buy us a new ball.
Tụọrọ m bọọlụ ahụ.
Tụọrọ m bọọlụ ahụ.
Throw that ball to me.