ùdúdó
ùdudō
Word | ùdudō |
Definitions | Noun 彙 1.spider |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Lee ududo na-arị n'ahụ aja.
Lee ududo na-arị n'ahụ aja.
See a spider crawling on the wall.
Ọtụtụ ududo dị n'ụlọ a.
Ọtụtụ ududo dị n'ụlọ a.
A lot of spiders are in this house.
Ududo tara ya arụ n' obi.
Ududo tara ya arụ n' obi.
Spider bit him on the chest.
önyáúdúdó
ọnyāūdūdō
Word | ọnyāūdūdō |
Definitions | Noun 憩彙 1.spider's web; 2.spider's web (literally spider's trap) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chike sere ọnyaududo n'akwụkwọ.
Chike sere ọnyaududo n'akwụkwọ.
Chike drew cobwebs in his book.
Achọghị m ịhụ ọnyaududo n'ụlọ a ma m lọta.
Achọghị m ịhụ ọnyaududo n'ụlọ a ma m lọta.
I don't want to see cobwebs in this house when I come back.
Azụtara m ogologo azịza iji wepụ ọnyaududo ndị a.
Azụtara m ogologo azịza iji wepụ ọnyaududo ndị a.
I bought a long broom to remove all these cobwebs.
Ọnyà ududo na-egosi ụlọ ruru unyi.
Ọnyà ududo na-egosi ụlọ ruru unyi.
Cobwebs reveals a dirty house.
Wepụ ọnyaududo ndị ahụ
Wepụ ọnyaududo ndị ahụ
Remove those cobwebs.
Nchọcha ya bụ maka ọnyaududo.
Nchọcha ya bụ maka ọnyaududo.
His research is on cobwebs.
Ọnyaududo a jidere ijiji.
Ọnyaududo a jidere ijiji.
This cobweb trapped the housefly.
Kedụ ihe mere iji wepụghị ọnyaududo ndịa?
Kedụ ihe mere iji wepụghị ọnyaududo ndịa?
Why didn't you remove these cobwebs?
Gịnị bụ ọnyaududo?
Gịnị bụ ọnyaududo?
What is cobweb?
Ọnyaududo nwụdere anwụnta.
Ọnyaududo nwụdere anwụnta.
The cobweb caught the mosquito.
Ọnyaududo juru ebe niile.
Ọnyaududo juru ebe niile.
Cobwebs are everywhere.
éríríúdúdó
eririududō
Word | eririududō |
Definitions | Noun 筋彙 1.cobweb; a web that was spun by a spider |
Variations | eriri ùdudō |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị mụrụ ka ududo si emebe eririududo.
Anyị mụrụ ka ududo si emebe eririududo.
We learnt how spiders make cobwebs.
Ọ naghị amasị m ịhụ eririududo n'ụlọ m.
Ọ naghị amasị m ịhụ eririududo n'ụlọ m.
I don't like seeing cobwebs in my house.
Amara sere eririududo.
Amara sere eririududo.
Amara drew a cobweb
Eririududo jidere ijiji ahụ.
Eririududo jidere ijiji ahụ.
The housefly was held by the cobweb.
Anyị abanwughị n'ụlọ ahụ maka eririududo.
Anyị abanwughị n'ụlọ ahụ maka eririududo.
We could not enter that house because of cobwebs.
Eririududo a buru nnukwu ibu.
Eririududo a buru nnukwu ibu.
This cobweb is very big.