Nkọwa okwu logo
Beta

ghá ḿkpürü

gha mkpụrụ̄

Wordgha mkpụrụ̄
Definitions

Active verb

1.sow; broadcast; plant seed by scattering

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha na-agha mkpụrụ.

Ha na-agha mkpụrụ.

They are sowing.

Ghaa mkpụrụ ebe a.

Ghaa mkpụrụ ebe a.

Sow here.

Ọ ghara mkpụrụ.

Ọ ghara mkpụrụ.

She sowed.

Okeke na-agha mkpụrụ.

Okeke na-agha mkpụrụ.

Okeke is sowing seeds.

Ghaa mkpụrụ a n'ubi gị.

Ghaa mkpụrụ a n'ubi gị.

Sow these seeds on your farm.

Ha na-agha mkpụrụ oge ụfọdụ.

Ha na-agha mkpụrụ oge ụfọdụ.

They sow sometimes.

Ọ gara ịgha mkpụrụ.

Ọ gara ịgha mkpụrụ.

She went to sow.

Anyị ga-agha mkpụrụ.

Anyị ga-agha mkpụrụ.

We will sow.

I nwere ike ịgha mkpụrụ n'ubi m?

I nwere ike ịgha mkpụrụ n'ubi m?

Can you sow seeds on my farm?

Kpọọ onye ga-agha mkpụrụ a.

Kpọọ onye ga-agha mkpụrụ a.

Call someone that will sow these seeds.

márì àlà

marì àlà

Wordmarì àlà
Definitions

Active verb

1.cultivate; till; break ground; break up the soil in preparation for planting, sowing or even construction

Related Terms
Word Stems

Examples

A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.

A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.

Various departments/faculties in the university were invited.

Ndị Ngalaba Lingwistiks buru ibu.

Ndị Ngalaba Lingwistiks buru ibu.

The Linguistics Department is large.

Ndị na-arụ ụzọ na-amari ala.

Ndị na-arụ ụzọ na-amari ala.

Those who build roads break the ground.

Ngwa a na-amari ala.

Ngwa a na-amari ala.

This implement tills the soil.

Anyị ga-amari ala ma fee ya mmiri.

Anyị ga-amari ala ma fee ya mmiri.

We will till the soil and sprinkle water on it.

Ha chọrọ ịmari ala ahụ.

Ha chọrọ ịmari ala ahụ.

They want to till that land.

A na-amarị ala kpọrọ nkụ tupu a kụọ ya mkpụrụ.

A na-amarị ala kpọrọ nkụ tupu a kụọ ya mkpụrụ.

A hardened soil gets tilled before it is planted upon.

Marie ala ahụ tutpu ị ghaa ya mkpụrụ.

Marie ala ahụ tutpu ị ghaa ya mkpụrụ.

Cultivate that land before you sow on it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.