Nkọwa okwu logo
Beta

sí ófē

si ofē

Wordsi ofē
Definitions

Active verb

1.cook soup

Related Term
Word Stem

Examples

Onye siri ofe a?

Onye siri ofe a?

Who cooked this soup?

Nwunye m chọrọ isi ofe.

Nwunye m chọrọ isi ofe.

My wife wants to cook soup.

Esiri m ofe egwusi.

Esiri m ofe egwusi.

I prepared melon soup.

Nne m na-esi ofe.

Nne m na-esi ofe.

My mother is cooking soup.

Anyị ga-esi ofe nsara echi.

Anyị ga-esi ofe nsara echi.

We will cook white soup tomorrow.

Nkechi ga-esi ofe taa.

Nkechi ga-esi ofe taa.

Nkechi will cook soup today.

Ụmụ nwoke na-esi ofe.

Ụmụ nwoke na-esi ofe.

Men cook soup.

Jee, sie ofe.

Jee, sie ofe.

Go and cook soup.

Ama m esi ofe.

Ama m esi ofe.

I know how to prepare soup.

té ófé

te ofe

Wordte ofe
Definitions

Active verb

儒汁

1.make soup

Related Term
Word Stem

Examples

Nne m na-ete ofe nsala.

Nne m na-ete ofe nsala.

My mom is making nsala soup.

Achọrọ m ka i tee ofe ọhụrụ.

Achọrọ m ka i tee ofe ọhụrụ.

I want you to cook a new soup.

Achọrọ m ite ofe.

Achọrọ m ite ofe.

I want to cook soup.

Onye tere ofe a?

Onye tere ofe a?

Who cooked this soup?

Aga m ete ofe echi.

Aga m ete ofe echi.

I will cook soup tomorrow.

Nnenna amaghị ka esi ete ofe.

Nnenna amaghị ka esi ete ofe.

Nnnenna does not know how to cook soup.

Nne m na-ete ofe nsala.

Nne m na-ete ofe nsala.

My mom is making nsala soup.

Ụmụakwụkwọ anyị na-amụ ka esi ete ofe.

Ụmụakwụkwọ anyị na-amụ ka esi ete ofe.

Our students are learning how to cook soup.

Nwunye m ga-ete ofe n'abalị.

Nwunye m ga-ete ofe n'abalị.

My wife will cook soup at night.

sìkwá

sìkwa

Wordsìkwa
Definitions

Active verb

1.warm (soup, etc.)

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ha ga-esikwa nri ahụ.

Ha ga-esikwa nri ahụ.

They will warm that food.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

My mother is warming food in the kitchen.

Achọrọ m isikwa nri m.

Achọrọ m isikwa nri m.

I want to warm my food.

Onye sikwara nri a?

Onye sikwara nri a?

Who warmed this food?

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Warm this food let us eat.

ófé

ofe

Wordofe
Definitions

Noun

1.soup; sauce; stew

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ofe a dị ọkụ.

Ofe a dị ọkụ.

This soup is hot.

Anyi ga-azụta ihe e ji esi ofe.

Anyi ga-azụta ihe e ji esi ofe.

We will buy things used in cooking soup.

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Who cooked that soup Nneka ate?

Ofe ọgbọnọ ka e ji mara ndị Nsụka.

Ofe ọgbọnọ ka e ji mara ndị Nsụka.

Nsụka people are known for ogbono soup.

Achọrọ m isi ofe egwusi.

Achọrọ m isi ofe egwusi.

I want to cook melon soup.

Ada ejighị akwụkwọ nri wee sie ofe ahụ.

Ada ejighị akwụkwọ nri wee sie ofe ahụ.

Ada did not use vegetables to cook that soup.

Ị maghị esi ofe.

Ị maghị esi ofe.

You don't know how to cook soup.

Anyị ga-azụta ihe e ji esi ofe.

Anyị ga-azụta ihe e ji esi ofe.

We will buy things used in cooking soup.

Ofe a dị ọkụ.

Ofe a dị ọkụ.

This soup is hot.

Ofe a agbaala ụka.

Ofe a agbaala ụka.

This soup has soured.

Biko, kunyere m obere ofe ka m richapụ nri a.

Biko, kunyere m obere ofe ka m richapụ nri a.

Please, give me small soup let me finish this food.

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Who cooked that soup Nneka ate?

Ose adịghị n'ofe ahụ.

Ose adịghị n'ofe ahụ.

There is no pepper in that soup.

Ofe e tere na nkụ na-atọkarị nke e tere na stoovu.

Ofe e tere na nkụ na-atọkarị nke e tere na stoovu.

Soup prepared on firewood tastes better than the one prepared on stove.

E ji ofe onugbu mara ndị Idemmili.

E ji ofe onugbu mara ndị Idemmili.

Idemmili people are known for bitter leaf soup.

Ama m ete ofe.

Ama m ete ofe.

I know how to prepare soup.

Ofe nsara na-adị nwaanyị mụrụ nwa mma n'ahụ.

Ofe nsara na-adị nwaanyị mụrụ nwa mma n'ahụ.

White soup is good for a nursing mother.

Ofe e siri esi dị iche na nke e tere ete.

Ofe e siri esi dị iche na nke e tere ete.

Cooked soup is different from prepared soup.

té ófé

te ofe

Wordte ofe
Definitions

Active verb

儒汁

1.make soup; prepare soup; cook soup

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka na-ete ofe.

Emeka na-ete ofe.

Emeka is making soup.

Achọghị m ite ofe ozo taa.

Achọghị m ite ofe ozo taa.

I don't want to cook another soup today.

Ọ ga-ete ofe ọhụrụ taa.

Ọ ga-ete ofe ọhụrụ taa.

She will cook a fresh soup today.

Tee ofe ọkwụrụ ka anyị rie, biko.

Tee ofe ọkwụrụ ka anyị rie, biko.

Cook okra soup let's eat, please.

Onye tere ofe a?

Onye tere ofe a?

Who cooked this soup?

ǹsárá

ǹsara

Wordǹsara
Definitions

Noun

1.white soup [usually cooked without oil]

2.kind of soup which is watery (sometimes with little or no oil); "pepper soup"

3.watery white soup

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m iri ofe nsara.

Achọrọ m iri ofe nsara.

I want to eat nsara soup.

Anyị nwere nsara.

Anyị nwere nsara.

We have white soup.

Nsara ahụ gbara ụka.

Nsara ahụ gbara ụka.

That white soup got soured.

Uju siri ofe nsara.

Uju siri ofe nsara.

Uju cooked white soup.

E ji ofe nsara mara anyị.

E ji ofe nsara mara anyị.

We are known for white soup.

Ejighị mmanụ nri esi nsara.

Ejighị mmanụ nri esi nsara.

White soup is not cooked with palm oil.

Kụziere m ka e si esi nsara.

Kụziere m ka e si esi nsara.

Teach me how to cook white soup.

Onye kụziiri gị ka e si esi nsara?

Onye kụziiri gị ka e si esi nsara?

Who taught you how to prepare nsara (white soup)

Ezigbo ofe nsara na-ewe ego.

Ezigbo ofe nsara na-ewe ego.

A good nsara soup costs money.

Ofe nsara o siri tọrọ ụtọ.

Ofe nsara o siri tọrọ ụtọ.

The white soup (nsara soup) he made is delicious.

ákpàrátá

akpàratā

Wordakpàratā
Definitions

Noun

1.a seed used for preparing soup; mohagany seed

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọnaghị amasị m iri ofe akparata.

Ọnaghị amasị m iri ofe akparata.

I don't like eating mahogany seed soup.

Ofe akparata ahụ agbaala ụka.

Ofe akparata ahụ agbaala ụka.

That mahogany seed soup has gone sour.

Ana-esikari ofe akparata n'Enugwu.

Ana-esikari ofe akparata n'Enugwu.

Mahogany seed soup is usually cooked in Enugu.

Naanị ofe akparata ka Obi ji eno nri.

Naanị ofe akparata ka Obi ji eno nri.

Obi uses only mahogany seed soup for swallow.

Ada na-esi ofe akparata.

Ada na-esi ofe akparata.

Ada is cooking mahogany seed soup.

Eji akparata arọ ofe.

Eji akparata arọ ofe.

Mahagony seed soup is used as soup thickner.

gwǫ ófé

gwọ̀ ofe

Wordgwọ̀ ofe
Definitions

Active verb

1.lavishly use fufu to scoop your soup while eating

2.(figurative) arse around; clown; fool around

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ị gwọọ ofe a, agaghị m etinyere gị ọzọ.

Ị gwọọ ofe a, agaghị m etinyere gị ọzọ.

If you lavish this soup, i will not put another one for you.

A gwọkwala ofe.

A gwọkwala ofe.

Don't lavish the soup.

Ọ nwoke a gwọrọ ofe niile.

Ọ nwoke a gwọrọ ofe niile.

It was the man that lavishly scooped all the soup.

Uju gwọrọ ofe mgbe anyị na-eri nri.

Uju gwọrọ ofe mgbe anyị na-eri nri.

Uju lavished the soup when we were eating.

útùrúkpè

utùrukpè

Wordutùrukpè
Definitions

Noun

1.A type of vegetable used in cooking soup and other delicacies

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Emeka anaghị eri uturukpe.

Emeka anaghị eri uturukpe.

Emeka does not eat uturukpe.

Anyị na-esikarị ofe uturukpe n'udu mmiri.

Anyị na-esikarị ofe uturukpe n'udu mmiri.

We usually cook uturukpe soup during rainy season.

Anyị nwere osisi uturukpe.

Anyị nwere osisi uturukpe.

We have uturukpe tree.

Ana-ejikwa uturukpe agwọ ji.

Ana-ejikwa uturukpe agwọ ji.

Uturukpe can also be used to prepare yam.

Biko zụtara m uturukpe n'ahịa.

Biko zụtara m uturukpe n'ahịa.

Please buy uturukpe for me at the market.

Anyị ji uturukpe sie ofe ahụ.

Anyị ji uturukpe sie ofe ahụ.

We used uturukpe to cook that soup.

ófé òwèrè

ofe òwèrè

Wordofe òwèrè
Definitions

Noun

1.watery kind of soup very common among the Igbo people of Owere.

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ofe owere a rọrọ arọ.

Ofe owere a rọrọ arọ.

This Owere soup is thick

Onye chọrọ ofe owere?

Onye chọrọ ofe owere?

Who wants Owere soup?

Rie ofe egusi, hapụ ofe owere.

Rie ofe egusi, hapụ ofe owere.

Eat egusi soup and leave Owere soup.

Ose karịrị n'ofe owere a.

Ose karịrị n'ofe owere a.

There's too much pepper in this Owere soup.

Aga m eri ofe owere.

Aga m eri ofe owere.

I will eat Owere soup.

Achọrọ m iri ofe owere.

Achọrọ m iri ofe owere.

I want to eat Owere soup.

Ofe owere na-atọ ụtọ.

Ofe owere na-atọ ụtọ.

Owere soup is delicious

Amaghị m ete ofe owere.

Amaghị m ete ofe owere.

I do not know how to prepare Owere soup.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.