Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgöḿmüö

ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄

Wordọ̀gọm̄mụ̄ọ̄
Definitions

Noun

1.diviner; soothsayer; a native doctor who specializes in divination

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụfọdụ ọgọmmụọ na-achụkwa àjà.

Ụfọdụ ọgọmmụọ na-achụkwa àjà.

Some diviners also perform sacrifices.

A na-akwanyere ndị ọgọmmụọ ugwu pụrụ iche.

A na-akwanyere ndị ọgọmmụọ ugwu pụrụ iche.

Diviners are given special honor.

Ọgọmmụọ a anagḥi ahụ ihe ọbụla.

Ọgọmmụọ a anagḥi ahụ ihe ọbụla.

This soothsayer does not see anything.

A na-ekpughere ndị ọgọmmụọ ihe nzuzo.

A na-ekpughere ndị ọgọmmụọ ihe nzuzo.

Secret things are revealed to soothsayers.

Nna ya bụ ọgọmmụọ.

Nna ya bụ ọgọmmụọ.

Her father is a diviner.

Ụfọdụ ndị ọgọmmụọ na-atụ asị.

Ụfọdụ ndị ọgọmmụọ na-atụ asị.

Some diviners lie.

Ndị ọgọmmụọ na-enwe ego

Ndị ọgọmmụọ na-enwe ego

Diviners have money.

Onye bụ ọgọmmụọ?

Onye bụ ọgọmmụọ?

Who is a diviner?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.