sǫösǫ
sọ̀ọsọ̀
Word | sọ̀ọsọ̀ |
Definitions | Quantifier 剰剰 1.only |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Sọọsọ Azụka na-abịa be m ụbọchị niile.
Sọọsọ Azụka na-abịa be m ụbọchị niile.
Only Azuka comes to my place every day.
Achọrọ m sọọsọ nke a.
Achọrọ m sọọsọ nke a.
I want only this one.
bèlüsǫ
bèlụsọ̀
Word | bèlụsọ̀ |
Definitions | Conjunction 1.except |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Agaghi m enye gị ya belụsọ i sekpuru ala.
Agaghi m enye gị ya belụsọ i sekpuru ala.
I won't give it to you except you kneel down.
Belụsọ a mụgharịrị gị, ị gaghị aba n'alaeze eliigwe.
Belụsọ a mụgharịrị gị, ị gaghị aba n'alaeze eliigwe.
Except you are born again, you will not enter the kingdom of heaven.
Mmadụ niile gara ya bụ mmemme, belụsọ m.
Mmadụ niile gara ya bụ mmemme, belụsọ m.
Everyone went for the party except me.
Ndị nne niile bịara, belụsọ Ụkamaka.
Ndị nne niile bịara, belụsọ Ụkamaka.
All the women came apart from Ụkamaka.
Anyị niile mara mma belụsọ Emeka.
Anyị niile mara mma belụsọ Emeka.
All of us are handsome apart from Emeka.
Ha niile riri nri, belụsọ m.
Ha niile riri nri, belụsọ m.
All of them ate apart from me.
Onye ọbụla nọ ebe ahụ bụ onyeohi belụsọ Nkechi.
Onye ọbụla nọ ebe ahụ bụ onyeohi belụsọ Nkechi.
Everybody there is a thief except Nkechi.
náánï
naānị̄
Word | naānị̄ |
Definitions | Quantifier 峡 1.only; solely |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Naanị otu ihe ka m chọrọ n'aka gị.
Naanị otu ihe ka m chọrọ n'aka gị.
I need only one thing from you.
Kedu ihe o ji were bụrụ na ọ bụ naanị ka ị kpọrọ?
Kedu ihe o ji were bụrụ na ọ bụ naanị ka ị kpọrọ?
Why is it that it is only him that you called?
Ọ bụ naanị gị ka m chọrọ ịhụ taa.
Ọ bụ naanị gị ka m chọrọ ịhụ taa.
You are the only person i want to see today.
O nweghị onye ọ bụ naanị ya ga-ebi n' ụwa.
O nweghị onye ọ bụ naanị ya ga-ebi n' ụwa.
There is no one person that will only live alone in the world
Anyị chọrọ naanị dọkịta abụọ.
Anyị chọrọ naanị dọkịta abụọ.
We want two doctors only.
Naanị otu narị naịra ka e wepụrụ n'ego ahụ.
Naanị otu narị naịra ka e wepụrụ n'ego ahụ.
Only one hundred naira was deducted from the money.
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat