Nkọwa okwu logo
Beta

díökpárá

diọkpara

Worddiọkpara
Definitions

Noun

1.first-born son

2.eldest man, and therefore priest, in a patrilineage

Related Term
Word Stem

Examples

Diọkpara ha na-egbu anụ.

Diọkpara ha na-egbu anụ.

Their first son is a butcher.

Diọkpara na-anọchite anya nna ya ma nna nwụọ.

Diọkpara na-anọchite anya nna ya ma nna nwụọ.

The first-born son represents his father when the father dies.

Diọkpara na-enwe ùgwù n'ezinaụlọ.

Diọkpara na-enwe ùgwù n'ezinaụlọ.

Diokpara is respected in the family.

Diọkpara nwaanyị ahụ di nwayọ.

Diọkpara nwaanyị ahụ di nwayọ.

That woman's first son is quiet.

Diọkpara na-enwe nnukwu ọrụ n'ezinaụlọ.

Diọkpara na-enwe nnukwu ọrụ n'ezinaụlọ.

Diokpara has a lot of responsibility in the family.

Diọkpara ya na-amụ akaọrụ.

Diọkpara ya na-amụ akaọrụ.

His first son is learning a skill.

Ọ bụ diọkpara ya zụtara ụgbaala ahụ.

Ọ bụ diọkpara ya zụtara ụgbaala ahụ.

It was his first son that bought that car.

nwá nwókē

nwa nwokē

Wordnwa nwokē
Definitions

Noun

1.a male child; son

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwa ya nwoke bụ enyi m.

Nwa ya nwoke bụ enyi m.

Her son is my friend.

O nwere nwa nwoke.

O nwere nwa nwoke.

He has a son.

Ahụrụ m nwa gị nwoke n'Amerịka.

Ahụrụ m nwa gị nwoke n'Amerịka.

I saw your son in United States of America.

Achọrọ m nwa nwoke, mana ọ chọrọ nwa nwaanyị.

Achọrọ m nwa nwoke, mana ọ chọrọ nwa nwaanyị.

I want a son, but he wants a daughter.

Òbí

Òbi

WordÒbi
Definitions

Name

1.core of one's children; first son

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Obi bụ aha nwanne m.

Obi bụ aha nwanne m.

Obi is my sibling's name.

nwāáfö

nwaafọ̄

Wordnwaafọ̄
Definitions

Noun

子袖

1.son or child-of-the-soil; indigene; citizen

2.bona fide (person), especially of a place

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.

Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.

That man is a bona fide Igbo person.

Abụ m nwaafọ.

Abụ m nwaafọ.

I am a citizen.

Ǹrì

Ǹrì

WordǸrì
Definitions

Noun

寏象

1.settlement of Nri, founded by Nri son of Èrì, and its people; (more loosely) people who claim some kind of relationship with Nri

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O nwere onye nọ ebe a si na Nri ?

O nwere onye nọ ebe a si na Nri ?

Is anyone here from Nri (town)?

Ọ na-aghọta asusụ Nri.

Ọ na-aghọta asusụ Nri.

He understands Nri language

Anyị gara Nri ime nchọcha.

Anyị gara Nri ime nchọcha.

We went to Nri for a research.

Nri adịghị abụọ n'ala Igbo.

Nri adịghị abụọ n'ala Igbo.

There are no two Nri's in Igbo land.

Ndị nri na-ele ọbịa ọfụma

Ndị nri na-ele ọbịa ọfụma

The people of Nri are hospitable.

Nri bụ obodo ama ama n'ala Igbo.

Nri bụ obodo ama ama n'ala Igbo.

Nri is a popular town in Igboland

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.